Ịta Òdénàíwú Ọ̀hànézè Romu

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Ịta Òdénàíwú Ọ̀hànézè Romu
akụkụ nke akụkọ ihe mere eme

Ịta Òdénàíwú Ọ̀hànézè Romu bu ogúgú maka Ochíchìíwu Rome mbu ná chöwá omemé ihe ochíchi Rome né to, shi mpurụ mgbe hé kèrè ya na 509 BC rüo mgbe hé kèrè Mpaghara Rome na 27 BC. Akíkó nke mbu maka édéíwu Ochíchìíwu Rome gi gbáwá uwa isé. Nke mbu bidọrọ jírí oghanadum nke kufụrụ Ochíchíézè Rome na 510 BC, na uwa nke ngucha jírí oghanadum kúfụrụ Ochíchìíwu Rome, ya më ka Mpaghara Rome na 27 BC. Na ime akíkó mbu chá nke ochíchìíwu á, ihe ñyara ntótó édéíwuá di na aka ogúgú ike mere ni etiti ndi nwé obodo na ndi mmadu nkiti.