Ọbanife:UOzurumba (WMF)/2020 na Israel

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ

 

Ihe mere na Isreal n'afọ 2020

 

Ndị ji ọkwa[dezie | dezie ebe o si]

  • Onye isi ala nke Israel - Reuven Rivlin
  • Praịm Minista nke Israel - Benjamin Netanyahu
  • Onye isi na Ụlọikpe Kasị Elu - Esther Hayut
  • Onye isi ndị agha - Aviv Kochavi
  • Gọọmentị nke Israel - Gọọmentị nke iri atọ na anọ nke Israel na Gọọmentị nke iri atọ na ise nke Israel

Ihe omume[dezie | dezie ebe o si]

23 Jenụwarị: Praịm Minista Benjamin Netanyahu kwuru okwu na Nzukọ nke Ise nke Oké Mgbukpọ Ụwa na Jerusalem.
28 Jenụwarị: Onye isi ala US Donald Trump kpughere atụmatụ udo ya na Praịm Minista Benjamin Netanyahu na White House.

Ọnwa nke mbu[dezie | dezie ebe o si]

  • Jenụwarị 1
    • Praịm Minista Netanyahu rịọrọ [1] ndị omeiwu mkpuchite maka ebubo nrụrụ aka megide ya.
    • Jọda[2] natara mbupu gas sitere n'aka Israel.
  • [3] Jenụwarị 5 - Mba Greece na Israel bịanyere aka na nkwekọrịta iru paịpụ gas kachasị ogologo nọ n'ụwa n'okpuru mmiri .
  • [4] Jenụwarị 6 - Ogige gas Leviathan malitere ịrụ ọrụ.
  • [5] Jenụwarị 7 - Ụlọ ọrụ a n'akpọ Insight Partners ji ego ndi US kariri otu ijeri zụta ụlọ ọrụ aha ha bụ Israel Armis.
  • [6] Jenụwarị 23 - Emere Nzukọ nke Ise nke Oké Mgbukpọ Ụwa na Jerusalem; Onye isi ala Reuven Rivlin so na ndị isi ụwa kwuru okwu n'ọgbakọ a.
  • 27 Jenụwarị
    • [7][8] na-echeta ncheta afọ iri asaa na ise nke nnwere onwe nke Ogige ịta ahụhụ Auschwitz gburugburu ụwa; Onye isi ala Israel Reuven Rivlin gara emume ahụ na ebe Auschwitz, ya na Onye isi ala Poland na ndị isi abụọ ahụ katọrọ mmeghachi omume nke ndị na-Mmegide ndị Juu ugbu a.
    • [9] isi ala Rivlin zutere Onye isi ala Andrzej Duda nke Poland, ma kwurịta ọrụ ndị Poland n'otu n'otu na Holocaust. [1]
  1. Israel's Netanyahu Asks Parliament For Immunity From Corruption Charges. NPR.org (2020-01-01). Retrieved on 2020-04-13.
  2. Al-Khalidi (2020-01-01). Jordan gets first natural gas supplies from Israel. Reuters. Retrieved on 2020-04-13.
  3. Ghert-Zand (2020-01-02). Israel inks mega gas pipeline deal with Greece, Cyprus. The Times of Israel. Retrieved on 2020-04-13.
  4. Halon (2020-01-06). Offshore Leviathan gas platform commences full operations. The Jerusalem Post. Retrieved on 2020-04-13.
  5. Halon (2020-01-07). Israeli cyber firm Armis acquired for $1.1 billion by Insight Partners. The Jerusalem Post. Retrieved on 2020-04-13.
  6. Winer (2020-01-23). The survivors 'are our miracle': Full text of Rivlin's Holocaust Forum speech. The Times of Israel. Retrieved on 2020-04-13.
  7. Poland, Israel condemn resurgent anti-Semitism at Auschwitz commemoration. www.euractiv.com (2020-01-28). Retrieved on 2020-04-13.
  8. Chernick (2020-01-27). Rivlin: Nazis greatly assisted in murderous acts by European countries. The Jerusalem Post. Retrieved on 2020-04-13.
  9. Winer (2020-01-27). Rivlin to Polish counterpart: 'Many Poles' stood by, helped murder Jews in WWII. The Times of Israel. Retrieved on 2020-04-13.