Jump to content

Hatem El Mekki

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Hatem El Mekki
mmádu
ụdịekerenwoke Dezie
mba o sịFrench protectorate of Tunisia, Tunisia Dezie
aha enyereHatem Dezie
ụbọchị ọmụmụ ya16 Mee 1918 Dezie
Ebe ọmụmụJakarta Dezie
Ụbọchị ọnwụ ya23 Septemba 2003 Dezie
Ebe ọ nwụrụCarthage Dezie
ọrụ ọ na-arụonye ese Dezie
ebe agụmakwụkwọCarnot Lyceum of Tunis Dezie
ikike nwebiisinka dị ka onye okikeỌrụ nwebiisinka chekwara Dezie
Usòrò:Hatem El Mekki.jpg
Ihe atụ nke ihe osise Hatem El Mekki

Hatem El Mekki (May 16, 1918 September 23, 2003) bụ onye a ma ama na-ese ihe na Tunisia. A mụrụ ya na Batavia, Dutch East Indies. Ọ nwụrụ na Carthage na 2003.

Site na 1957, ihe osise ya pụtara na ọtụtụ stampụ post nke Tunisia. El Mekki sere isi nke mkpụrụ ego e ji mee ihe na Tunisia site na 1988 ruo 1990.