Gaa na ọdịnaya

Anyanwụ

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
(Ebugharirị ịhụ site na Anyanwu)
mputa nyanwụ

Anyanwụ bụ chi nwoke na aha nna a na-enye ndị agbụrụ ndị Igbo na Naịjirịa.

Anyanwụ bukwa aha enyere onye isi akari na usoro nke Okpokoro Octavia E. Butler .

Anyanwụ bu aha akporo "Spirit face" (onye bu nwoke) nke Sunny Nwazue na Akata Witch na Akata Warrior nke Nnedi Okorafor dere. [1]

  1. The Akata Books - Nnedi Okorafor. Archived from the original on 2 April 2019. Retrieved on 2 April 2019.

Mmejọ Lua: bad argument #2 to 'title.new' (unrecognized namespace name 'Portal').

Anyanwụ bú kpakpando

[dezie | dezie ebe o si]

Anyanwụ bụ kpakpando dị n'etiti Usoro anyanwụ. Ọ bụ nnukwu bọọlụ na-ekpo ọkụ nke plasma, nkè a na-eme ka ọ dị ọkụ mà na-ekpuchi site ná ike nkè nuklia na-emepụta ná ịsị yá.