Disemba
(Dupụ̀rụ̀ sì December)
Jump to navigation
Jump to search
Önwa ụzụ Alụsị - | Önwa mbu - | Önwa abụa - | Önwa ife Eke - | Önwa anọ - | Önwa Agwụ - | Önwa Ifejiọkü - | Önwa Alọm Chi - | Önwa ilo mmụọ - | Önwa ana - | Önwa Okike-Ajana - | Önwa ede Ajana |
Na iguafọr Gregorian, Disemba bu onwa iri na abuo, na afo, bu otu onwa n'ime asaa nwere ubochi ruru 31 (iri ato na otu) n'ime hwo. Na mgbe gara-aga, Disemba bula onwa iri, site na afo nwela onwa iri. Afo nwere onwa iri na abuo ubochi kena.
Disemba bu kwaa onwa no na azu dị mee kpochie afo nile.