EGWU Abigbo Mbaise

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
(Dupụ̀rụ̀ sì EGWU Abigbo Mbaise(Akwugo))

Abigbo [1]bụ egwu eji mara ndị ụmụaju Mpam Ekwerazụ Ahịazụ  Mbaise, n'Imo steeti. O bidoro n'aka ndi okei mbụ ruo ugbu a. A na eji ya eme mmemme di iche iche na mbaise na Imo steeti. A buru kwele egwu a ga mmemme n' obodo ndi ozo di na Amerika, Africa na ebe ndị Igbo bi. A na eji ya emekwe Easter n' oge igba ọnya ego. Ọ bụ egwu nwoke ma ndị nwanyị na-agba.

Akwa egwu a na-eji bụ nke a na-akpọ omere ekpe, ya bụ nke na adụ sote ya ni na enye ndị na-agba egwú ahụ ntụziaka. A na-eji nke a na-akpọ "ekelebe" na Ogele. Ogele ahụ na-eme egwu ndi nke nọ n’okpuru na-adapụta. E nwekwere ọkwa, nke na-eme egwu owulaghi ana akụ, yila a maachị, yị la adaba n’ ihe. E nwere nke a na-akpọ ọsha ma ọwụ ụyara. Nke ehi na-eme ahụ mmadụ na-eshaki. E nwere nke a na-akpọ ataña.

A na-arụpụta ngwa égwu ndị a n’ ala igbo. O nwere ndị ejiri osisi rụọ, nwee ndi eji igwe rụọ, nwee ndi ejiri akpụkpa anụ kwee. [2]

Mkpọpụta[dezie | dezie ebe o si]


Ngwa Egwu Abigbo Mbaise[dezie | dezie ebe o si]



Vidio[dezie | dezie ebe o si]








Ebensidee[dezie | dezie ebe o si]

  1. https://commons.wikimedia.org/wiki/File:ABIGBO_DANCE.ogg
  2. A.I.D project (2023-2-4). Audiovisual Igbo Dance. Retrieved on 2023-03-11.