English: The bean, though hard to cook because of its strong nature, eliminates malnutrition through its many nutrients and medicinal values. It fights heart disease and regulates the blood pressures.
Igbo: Na-agbanyeghi na odudu na-esi ike ma ana-esi ya n'oku, o na-ewepu erijughi afo n'ahu mmadu nihi na o nwere ihe niile ahu choro iji n'adi mma ma sie like. O n'achu oria obi ma na-eme ka obara na-aga nke oma na ahu.
This is an image with the theme "Health and Wellness in Africa" from:
í-kpó-áhà – Ị ga-enyerịrị ugo kwesịrị ekwesị, nye njikọ na ikikere ahụ, ma gosikwa ma emere mgbanwe. Ị nwere ike ime ya n'ụzọ ezi uche ọ bụla, mana ọ bụghị n'ụzọ ọ bụla na-egosi na onye nyere ikikere kwadoro gị maọbụ ojiji gị.
gbásàa kà – Ọ bụrụ na ị tụgharịgharịa, gbanwee, ma ọ bụ wulite n'elu ihe ahụ, ị ga-ekesa ndenye gị n'okpuru otu ma ọ bụ ikike dakọtara dị ka nke mbụ.