Febrụwarị
Ọdịdị
Febụwarị
| Obere ụdị nke | month of the Gregorian calendar |
|---|---|
| Akụkụ nke | Julian calendar, Gregorian calendar, Swedish calendar |
| Aha mkpirisi | Feb, Feb |
| A gụrụ aha | Februa, Uzuzu, Kabeeji, pearl, ice |
| Na-esochi | Önwa mbu |
| Ndị sotere | March |
| Gosiputara ya | Allegory of February, February |
| Category for births in this time period | Category:People born in February |
| Category for deaths in this time period | Category:People dead in February |
| NCI Thesaurus akara | C106181 |
| Önwa ụzụ Alụsị - | Önwa mbu - | Önwa abụa - | Önwa ife Eke - | Önwa anọ - | Önwa Agwụ - | Önwa Ifejiọkü - | Önwa Alọm Chi - | Önwa ilo mmụọ - | Önwa ana - | Önwa Okike-Ajana - | Önwa ede Ajana |
Na iguafor nke Julian ma Gregorian, Febrụwarị bu onwa abuo na afo nile, bu onwa n'eweghi ubochi ruru 30 (iri ato). Mgbe afo bu na oge ana-kpo leap year, Febrụwarị nwere ubochi ruru 29 (iri abuo na iteghete). Oge nile, onwere ubochi ruru 28 (iri abuo na asato).