Marie Josèphe Fegue
Ọdịdị
(Ebugharirị ịhụ site na Marie Fegue)
Marie Fegue
| Ụdịekere | nwanyị |
|---|---|
| Mba o sị | Kameroon |
| Obodo maka egwuregwu | France, Kameroon |
| Aha enyere | Marie, Josèphe |
| Ụbọchị ọmụmụ ya | 28 Mee 1991 |
| Ebe ọmụmụ | Yaoundé |
| Ọrụ ọ na-arụ | weightlifter |
| Ụdị egwuregwu | weightlifting |
| So na | weightlifting at the 2010 Commonwealth Games – women's 63 kg, weightlifting at the 2014 Commonwealth Games – women's 69 kg, 2022 European Weightlifting Championships |
Marie Josephe Fegue (a mụrụ 28 Mee 1991) bụ onye na-ebu ibu nke Cameroon.[1] Ọ gbara n'asọmpi ụmụnwaanyị kilogram 69 na asọmpi Commonwealth 2014 ebe ọ meriri nrite ọla edo.[2][3] Ọ gbara asọmpi na asọmpi ụwa, kacha nso nso a na asọmpi ịdị arọ ụwa nke 2010.[4]
Nnukwu Ihe Ngosi
[dezie | dezie ebe o si]| Year | Venue | Weight | Snatch (kg) | Clean & Jerk (kg) | Total | Rank | ||||||
|---|---|---|---|---|---|---|---|---|---|---|---|---|
| 1 | 2 | 3 | Rank | 1 | 2 | 3 | Rank | |||||
| World Championships | ||||||||||||
| 2010 | Templeeti:Country data TURTempleeti:Namespace detect showall Antalya, Turkey | 63 kg | 80 | 85 | --- | 100 | 105 | --- | 0 | --- | ||
| 2009 | 63 kg | --- | 95 | 102 | 21 | 0 | --- | |||||
Ebensidee
[dezie | dezie ebe o si]- ↑ https://web.archive.org/web/20220522165304/http://results.glasgow2014.com/athlete/powerlifting/1022323/marie_fegue.html%7Ctitle=Glasgow 2014 profile |accessdate=11 October 2014 |work=
- ↑ http://timesofindia.indiatimes.com/sports/tournaments/commonwealth-games-2014/news/Fegue-lands-Cameroon-first-gold-since-2002/articleshow/39183892.cms
- ↑ cite news |title=Marie Fegue décroche l'or |publisher=www.bbc.co.uk |url=https://www.bbc.co.uk/afrique/sports/2014/07/140728_cameroon_medal.shtml
- ↑ http://www.iwf.net/results/results-by-events/?event=116%7Cpublisher=iwf.net%7Caccessdate=23 June 2016