Okwu ọbanife:Igboanude

Page contents not supported in other languages.
Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ

Ụmụ nnem na ụmụ nnam. E tiyerem akwukwo na wikimedia ka fa yem ego nke nga eji ruo oru ịdebeye afa ụmụ nwayị ndị Nigeria meputara ịhe nkiri na oru aka na Igbo Wikipedia. Akara ebe ndere ya bu nka. Biko quadoo nu ya

https://meta.wikimedia.org/wiki/Grants:Project/Rapid/Igboanude/Female_Creators_on_Igbo_Wikipedia