Princess Peters
ụdịekere | nwanyị |
---|---|
mba o sị | Naijiria |
aha ezinụlọ ya | Peters |
ụbọchị ọmụmụ ya | 1 Ọktoba 1986 |
Ebe ọmụmụ | Ȯra Edo |
ọrụ ọ na-arụ | omee |
oge ọrụ ya (mmalite) | 2004 |
Princess Osayomwanbor Peters bụ onye amaara nke ọma site na aha egwu ya Princess Peters bụ onye na-agụ egwú gospel nke Naijiria, onye na-ede egwu, onye n'edekọ ma na-eme ihe nkiri, onye na -eme ihe nkiri na-emepụta ihe nkiri, na onye ọrụ ebere.[1][2] Ọ malitere ọrụ egwu ya mgbe ọ dị obere ma malite ọrụ egwu na abọm izizi n'afọ 2007 n'okpuru Lighthworld Productions .
A mụrụ Peters na Benin City, Edo steeti, Nigeria. Ọ bụ nwa nke asatọ n'ezinụlọ nwere ụmụ iri.[3][4] Princess nwere NCE ya na Biology na Integrated Science n'afọ 2006 na College of Education Benin, ugbu a Mahadum Tayo Akpata, na Mahadum Benson Idahosa, iji nweta nzere na Mass Communication.[3]
Ọrụ egwu
[dezie | dezie ebe o si]Princess Peters malitere ịbụ abụ n'òtù ukwe ụmụaka nke ụka ya ebe ya na ndị mụrụ ya na-efe ofufe mgbe ahụ. Ọ malitere ọrụ egwu ya na abọm izizi "Kpomwen Ijesu" n'afọ 2007 n'okpuru Lighthworld Productions sochiri ERHUN n'afọ 2011. Kemgbe ahụ, ọ wepụtara egwu egwu na abọm gụnyere, Urhuese, Ose, Ogboviosa na ndị ọzọ.[5]
- ↑ Princess Peters hints fans on new Studio Album (en-GB). Tribune Online (11 July 2020). Retrieved on 12 July 2020.
- ↑ Princess Peters set to drop new song, ‘Iyesogie’ to celebrate Mother's Day (en-GB). Vanguard News (19 March 2022). Retrieved on 3 August 2022.
- ↑ 3.0 3.1 Princess Peters aims for the sky (27 February 2019).
- ↑ Princess Peters : Brands Need to Start Considering Gospel Artists for Ambassadorial Roles (6 May 2020).
- ↑ URHUESE - Princess Peters ft Godwin Idios.