Ábu

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Ábu
literary form, ọzụzụ agụmakwụkwọ
obere ụdị nkeọrụ edemede Dezie
hashtagPoetry, poetry Dezie
ndị n'eme yaodee uri Dezie
model itemOlympic Odes, Lancelot, the Knight of the Cart, tanka, Nemean Odes, Picking on Peach Blossom Dezie
Abụ "Blake echoing green"

Ábu bu ótụ nká édémédé bu na asụsụ di njide Í nye ihü ọma na í metu madu ọbí na ime, ma Í shi fwüo, ihe ọ bụ. Ábu gi di bya kwa ka akwukwu, ma ábu nzuzö, ma ó nweríkí bya ka nká ndi ozọr, di ka Ábu oméka, ábụ nsö, édemede ábu, ma ábu ndi bekee kpòrò 'prose'. O di na akwukwo nsem (nke kachírí Í di ichiè bu Poetry na Oxford Poetry), mpákota ndi mádu na mpákota saráasa.

Ábu, na okwu gbasara ya, nwèrè mbú di ogologo. Mgbembu mgbè ndi madu chọrí si ihe ábu bu, di ka Aristotle, lèrè na otù ha shi ẹ jí ya na ókwú ime ókwúnókwú, oméka ábu, na ihe óchị. Na mgbe óge gáfèrè, hé lèrè akwu mmẹkwásí, okwu nkeji na okwu dárá na ntị nke ómá. Shi ogẹ nnari 20, nke etiti ya, ha si ábu bu ihe nká asụsụ. Nkowapụta Abụ nwere ọtụtụ ihe ọ na-egosi,ana esi n'abu amara akụkọ ihe mere eme nke mmadụ, obodo, anu-ohia ma ọ bụ ndị ọzọ.Esikwa n'abụ ama maka ọnọdụ obi mmadu ya bụ abụ n'egosipụta ma onye nchu ya oji inwe, ọ na enwe nwute,arịrị,obi mgbawa,mmegide, ọnwụ,ndia nria.enwere ọtụtụ ihe abụ n'akowapụta mgbe ana ege ya.