Ọmúmú-àlà
Ọdịdị
Ọmúmú-àlà
obere ụdị nke | |
---|---|
is the study of | geographic location |
mụrụ ya | history of geography, Q3589295 |
Ebe Data n'esonyeghi nọ | http://data.europa.eu/euodp/en/data/group/eurovoc_domain_100161 |
hashtag | geography |
akụkọ ihe mere eme nke isiokwu | history of geography |
ndị n'eme ya | geographer |
Classification of Instructional Programs code | 45.0701, 45.0799 |
Stack Exchange mkpado | https://stackoverflow.com/tags/geography |
Ihe onwunwe Wikidata | ọdịdị ala nke isiokwu |
Ọmúmú-àlà (nkè ndi bekee na kpó Geography) bù ómúmú Àlà na ágwa yá, na ńdí nor ya na élú, na ihe na-méní n'élú ya. N'ásụsụ bekee, áhà ihe ómúmú nke á sị asụsụ Greek, sí mkpurụ okwu gê ("Àlà") na graphein ("Í dé"), ihe ó pùtàrà bụ "Í dé màkà àlà"; onyé bídóró ijí áhà nke ȧ bụ onye obiạ há kpòrò Eratosthenes (276-194 B.C.). Ȯ dị nạ ómúmú àlà ukwu, ògbu miri, òrìmili na úgwú. Ihe na-eménu bu ihe dí kà àlà mmarùbe, mmiri na laazú na ufèlè.