Òrìmìlì India

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Wuá ébé: otú uzọr, chọwa
Indian Ocean

Indian Ocean bu otu oke osimiri e kere mgbe a kewasiri-akewa Osimiri uwa n'ise. O bu nke ato hiri nne, nke mbu na ano buru Pacific na Atlantic Ocean. Indian Ocean no na okpuru ala ndi India, bu n'ebe Asia. Na otu aka ya no ala Africa, na out aka ozo no ala Australia. O no n'elu Antarctica na Southern Ocean.

[mèzi] Lee nke ozo

Ngwa nkem
Ámááhà

Nke ichè ichè
Há hụrụ ya olé
Mmèmé
otú uzọr
mmẹkotaariá
Ngwa Orü
Na asụsụ ndị ozó