Arctic Ocean
Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Oke osimiri nke ana kpo Artic Ocean bu oke osimiri ntakiri e kere mgbe a kewasiri-ekewa Osimiri uwa n'ise. O bu osimiri nke e kere ano. O no n'elu ala uwa nile, ebe Arctic.