Önwa ànó
Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
|
|
|
|
|
|
|
|
|
|
|
|
|
Na iguafọGregorian, April bu onwa ano na afo, nwere ubochi ruru 30 (iri ato). Na mgbe gara-aga, April bula onwa abua, site na afo nwela onwa iri. Mgbe ekere January na February, April a-da, mee afo nwere onwa iri na abuo.