Poland
Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Ebe Poland no n'ime Europe
Poland, nke ana kpokwaa Ochíchìíwú Poland, bu otu obodo ndi ocha no n'etiti obodo-ukwu nwo, nke obodo bekee. Akuko Poland bu akuko ukwu bidoro na oge okeye, mbu akpowa ala ahu Poland. O no na aka-ikpa Germany.