Finland

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Wuá ébé: otú uzọr, chọwa
Ochíchìíwú Finland
Suomen tasavalta  (Suomi)
Republiken Finland  (Asụsụ Sweden)
Asụsụ obodo Suomi, Asụsụ Sweden

Finland, na ezíboté áhà ya Ochíchìíwú Finland, bu obodo Nordik di na ámá Fennoscandia na olile anyanwu obodo beke. O di ákụkụ Sweden na odida anyanwu ya, Norwe na olile anyanwu ya na Rushya na owuwa anyanwu ya, kari Estoniya lịlị na nleda anyanwu ya na ebe gafụrụ Ntábạ mmiri Finland. Ama íshí obodo bu Helsinki.

Ngwa nkem
Ámááhà

Nke ichè ichè
Há hụrụ ya olé
Mmèmé
otú uzọr
mmẹkotaariá
Ngwa Orü
Na asụsụ ndị ozó