808s & Heartbreak

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Wuá ébé: otú uzọr, chọwa
Ihu nnokolata abu 808s & Heartbreak

808s & Heartbreak bu nnokolata abu nke onye egwu ha na kpo Kanyé West, ha wefutara ya ngbe November 24, 2008 na oru Roc-A-Fella Records. Ihe yere ya ike na ichiche i ke abu ndia bu ihe mere na uwa Kanyé West. I tikota Abu nke na ndi ozo or guru, ha di kwa iche. Ihe on ne kwu na egwu onwe ya a bugu ihe on neme kemgbe. Ndi madu zuru ya nke oma mana o di ndi madu si odi oma na ndi madu si na o digi mma. Na Billboard 200 nor na ala beke, o ruru nke mbu na o bu nnokolata abu ano nke Kanye West rere ka otu nde.

Ngwa nkem
Ámááhà

Nke ichè ichè
Há hụrụ ya olé
Mmèmé
otú uzọr
mmẹkotaariá
Ngwa Orü
Na asụsụ ndị ozó