Adewunmi Agbaje

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ

 

Benson Adewunmi Agbaje
Mmádu
ụdịekerenwoke Dezie
mba o sịNaijiria Dezie
aha n'asụsụ obodoBenson Adewunmi Agbaje Dezie
Aha ọmụmụBenson Adewunmi Agbaje Dezie
Asụsụ obodoAsụsụ Yoruba Dezie
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye akaBekee, Asụsụ Hausa, Asụsụ Yoruba, pidgin Naịjirịa Dezie
Asụsụ ọ na-edeBekee Dezie
Ọrụ ọ na-arụOnye ndọrọ ndọrọ ọchịchị Dezie
Ọkwá o jiGovernor of Enugu State Dezie
agbụrụNdi Yoruba Dezie
Ụcha ime anyabrown Dezie
ụcha ntụtụ isiNtụtụ ojii Dezie
na-esochiSule M. Ahman Dezie
nọchiriChimaroke Nnamani Dezie
nnọchiaha nkeonweL485 Dezie

A họpụtara Captain Benson Adewunmi Agbaje ka ọ bụrụ onye nchịkwa ndị agha nke Enugu Steeti, Naịjirịa site n'ọnwa Ọgọstụ afọ 1998 ruo Mee afọ 1999 n'oge ọchịchị mgbanwe nke General Abdulsalam Abubakar, na-enyefe gọvanọ nkịtị a họpụtara ahọpụta bụ Chimaroke Nnamani mgbe ọchịchị onye kwuo uche ya laghachiri na Naijiria nke anọ.[1] Na Machị 1999, o doro anya na o nyere iwu ka ejide Emeka Mamah, onye isi na-ede akwụkwọ akụkọ Vanguard na Enugu, ihe na-adịghị ahụkebe n'oge mgbanwe ọchịchị onye kwuo uche ya.[2] A manyere ya ịla ezumike ńkána June 1999 n'okpuru iwu nke metụtara ndị ozi agha niile, ndị gọvanọ na ndị nchikwa na ọchịchị Babangida, Abacha na Abubakar.[3]

Edemsibịa[dezie | dezie ebe o si]

  1. Nigerian States. WorldStatesmen. Retrieved on 2010-03-27.
  2. Attacks On The Media In MARCH 1999: Vanguard Correspondent Arrested over News Story. Media Rights Agenda (March 1999). Archived from the original on 2011-07-23. Retrieved on 2010-03-27.
  3. OBASANJO HIRES & FIRES. NDM DEMOCRACY WATCH 1999/03 (July 1, 1999). Retrieved on 2010-03-27.