Amarachi

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Amarachi
Mmádu
ụdịekerenwanyị Dezie
mba o sịNaijiria Dezie
aha n'asụsụ obodoAmarachi Uyanne, Dezie
Aha ọmụmụAmarachi Uyanne Dezie
Aha enyereAmarachi Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya17 Julaị 2004 Dezie
Ebe ọmụmụȮra Delta Dezie
Asụsụ obodoAsụ̀sụ̀ Ìgbò Dezie
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye akaBekee, Asụ̀sụ̀ Ìgbò, pidgin Naịjirịa Dezie
Ọrụ ọ na-arụonye na-abụ abụ, Ọgba egwu Dezie
ebe agụmakwụkwọUniversity Preparatory Secondary School Dezie
oge ọrụ ya (mmalite)2012 Dezie
okpukpere chi/echiche ụwaEfefe Kraịst Dezie
Ụcha ime anyabrown Dezie
ụcha ntụtụ isiNtụtụ ojii Dezie
ngwa egwuolu egwụ, violin Dezie
ụdịAfrican popular music, egwu hip hop Dezie
webụsaịtịhttp://www.amarachiuyanne.com/ Dezie
nnọchiaha nkeonweL484 Dezie

Amarachi Uyanne (ọnye amụrụ na mkpụrụ ụbọchị iri na asaa n' ọnwa asaa n' arọ 2004 nke eji Amarachi wee mara bụ nwada onye Nigerian na-agụ egwú, na-ete egwu ma na-akpọ ụbo oyibo. A maara ya nke ọma maka ịde mbiputa mbụ nke Nigeria Got Talent . [1] [2]

Usoro mbido[dezie | dezie ebe o si]

Amarachi bụ onye Delta State . O tolitere na Edo Steeti, ebe ọ bidoro ịgba egwu mgbe ọ dị afọ 5. [3] Na 2012, o ritere ihe nrite ego nke N10,000,000 mgbe ekwuputara ya dị ka onye mmeri nke mbipụta mbụ nke Nigeria Got Talent . E mechara kpọọ ya "odị na wata guba nde ego na Nigeria ". [4] Ọ gara University Preparatory Secondary School na Benin City, Edo State . Onye a ma ama na-eto eto gụsịrị akwụkwọ na kọleji na July 2019 ma bụrụ nwata akwukwo na Benson Idahosa University , Benin City, Edo State, Nigeria.

Ọrụ[dezie | dezie ebe o si]

Mgbe Amarachi mechara pụta dịka onye mmeri nke Nigeria Got Talent, Amarachi wepụtara egwu izizi ya nke akpọrọ "Amarachi Dance". [5] Ọ gara n’ihu gosi Phyno n’abụ akpọrọ “Ova Sabi”; egwu na abo izizi otiri bu nke ndị mmadu huru na anya ma na etikwa ya na redio. [6] Ọ bu ọnye is Amarachi Talent Academy bu ụlọ akwụkwọ obidoro maka ịzụlite na ịzụ ụmụntakịrị nwere nkà igu egwu ma obu ịte egwu. [7]

Ihe nkiri[dezie | dezie ebe o si]

Umu[dezie | dezie ebe o si]

  • "Egwu Amarachi"
  • "Get Down"
  • "Ova Sabi" (featuring Phyno )
  • "Te Quiero"

Onyiye na Mbuli elu[dezie | dezie ebe o si]

Afọ Emume onyinye Nrite Onye nnata / họpụtara ọrụ Nsonaazụ Ref
2014 9th Nigeria Music Video onyinye Video kacha mma site na obere "Ova Sabi" Ahọpụtara [8]

Hụ kwa[dezie | dezie ebe o si]

  • List of Igbo people
  • List of Nigerian musicians

Ebe Nsi Nweta[dezie | dezie ebe o si]

Àtụ:Ref list

  1. "N10m Up For Grabs at Nigeria's Got Talent 2", P.M. News, October 9, 2013. Retrieved on September 18, 2015.
  2. "Exclusive: 7 questions for Amarachi Uyanne, who won ‘Nigeria’s Got Talent’ yesterday", December 10, 2012. Retrieved on September 18, 2015.
  3. Benjamin Njoku; Anozie Egole. "AMARACHI UYANNE Ready to fly", Vanguard, December 22, 2012. Retrieved on September 18, 2015.
  4. Damilare Aiki. "Meet Nigeria's Youngest New Millionaire! 8 Year Old Dancing Sensation, Amarachi Uyanne Emerges Winner of Nigeria's Got Talent – Wins 10 Million Naira", December 10, 2012. Retrieved on September 18, 2015.
  5. "NETPod: Nigeria’s Got Talent winner debuts music single", June 21, 2013. Retrieved on September 18, 2015.
  6. VIDEO: Amarachi – Ova Sabi ft. Phyno. NotJustOk (March 19, 2015). Archived from the original on March 23, 2017. Retrieved on September 18, 2015.
  7. "Nigeria's Got Talent winner Amarachi sets up talent academy", October 16, 2013. Retrieved on September 18, 2015.
  8. Winners List – The Nigeria Music Video Awards (NMVA) 2014 (November 27, 2014). Archived from the original on February 15, 2019. Retrieved on July 4, 2016.