Babatunde Fashola

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Wuá ébé: otú uzọr, chọwa

Babatunde Fashola bu onye governor ndi bi na Lagos State na Naigeria. Ha nwetara office ahu na May 29 2007.

Babatunde Raji Fashola bu onye ochichi Lagos State no na Nigeria. Obayere na ochichi na May 29 n'afo 2007. Fashola bu onye uka ikpe. Ogara ulo akwukwo na marahadum nke di na Bini nke anakpo University of Benin. Otutu ndi bi na Lagos huru ya n'anya maka etu osi n'elekota Lagos anya.

Ngwa nkem
Ámááhà

Nke ichè ichè
Há hụrụ ya olé
Mmèmé
otú uzọr
mmẹkotaariá
Ngwa Orü
Na asụsụ ndị ozó