Beyoncé Knowles
Nke enwetere na Wikipedia ndi Igbo.
Beyoncé Knowles bu onye Amerikạ nwayị na bụ abụ. Ha muru ya na ogẹ September 4 1981 na Houston, nor na Texas ime ọbọdọ Amerikạ. Ngbe o dị ntakiri o nọr na ébé há na kuzi i gbá nkwạ na i gwu nkwạ. O bụ onye dim-kpạ maka o nọrọ na, ötü ndi umụ nwanyị nägwü nkwa há na kpo Destiny's child. Na uwa nilé, hë rẹrẹ nkwa rúrú ndẹ 50.
Contents |
[edit] Ndụ ya mbu
Na Houston, Texas ébé há mụrụ Knowles, o bụ ádá Matthew Knowles, onye ahia égwú, na Tina Beyincé, onye na dọr ákwạ ná onye na edozi isi. Nna Knowles bu onye African American na mma ya bu onye ndi Louisiana Creole (African American, Diạlạ Amerika, na French) ébé ndi Creole shi nọr na obodo Louisiana, ime Amerika. Ha goziri ya na ụlọ ụka, Aha ya shi aha mma ya ukwu maka ndi Beyincé nwere nwoko ntakiri i gi were aha nké.
[edit] 2002/2004
- 2003 - Dangerously in Love („Work It Out”, „'03 Bonnie & Clyde”, „Crazy in Love”, „Baby Boy”, „Me, Myself and I”, „Naughty Girl”)
- 2004 - Live at Wembley
- 2003/2004 - Dangerously in Love World Tour
- 2004 - Verizon Ladies First Tour (with Alicia Keys & Missy Elliott)
[edit] 2005/2007
- 2006 - B'Day / B'Day Deluxe Edition („Check on It”, „Déjà Vu”, „Ring the Alarm”, „Upgrade U”, „Irreplaceable”, „Listen”, „Beautiful Liar”, „Get Me Bodied”)
- 2007 - B'Day Anthology Video Album
- 2007 - Irreemplazable („Irreemplazable”, „Get Me Bodied (Timbaland Remix)”)
- 2007 - The Beyoncé Experience Live
- 2007 - The Beyoncé Experience
[edit] 2008/2009
- 2008 - I Am... Sasha Fierce / I Am... Sasha Fierce Deluxe Edition („If I Were a Boy”, „Single Ladies (Put a Ring on It)”, „Halo”, „Diva”, „Ego”, „Sweet Dreams”)
- 2009 - Above and Beyoncé - Video Collection & Dance Mixes
- 2009 - I Am... Sasha Fierce Platinum Edition
- 2009 - I Am... Tour