Bimbo Thomas

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ

 

Bimbo Thomas
Mmádu
ụdịekerenwanyị Dezie
mba o sịNaijiria Dezie
Aha enyereBimbo Dezie
aha ezinụlọ yaThomas Dezie
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye akaBekee, Asụsụ Yoruba, pidgin Naịjirịa Dezie
Ọrụ ọ na-arụomee, onye na-emeputa ihe nkiiri Dezie
ụdị ọrụ yatheater arts Dezie
ebe agụmakwụkwọMahadum nke Lagos Dezie
Ụcha ime anyabrown Dezie
ụcha ntụtụ isiNtụtụ ojii Dezie
ihe nkiriOmo Ghetto, Omo Ghetto: The Saga Dezie
Ọrụ ama amaOmo Ghetto, Omo Ghetto: The Saga Dezie
nnọchiaha nkeonweL484 Dezie

Mbido ndụ na agụmakwụkwọ[dezie | dezie ebe o si]

A mụrụ Bimbo Thomas na Lagos n'ezinụlọ amụrụ mmadụ asaa.[1] O nwere akara ugo mmụta na Creative Arts na Mahadum Lagos .[2][3]

Ọrụ[dezie | dezie ebe o si]

Thomas malitere ọrụ ime ihe nkiri ya dị ka onye a n'enye ọzụzụ na Odun Ifa Group. A maara ya maka ọrụ ya na Omo Ghetto na nke n'eso ya bụ Omo Ghetto: The Saga .[4][5][6][7]

Ihe nkiri[dezie | dezie ebe o si]

Edensibịa[dezie | dezie ebe o si]

  1. keetu (2021-04-24). Bimbo Thomas: Age, Husband, Biography And Net Worth (2022) (en-US). Retrieved on 2022-08-25.
  2. There are few actors I admire and could kiss – Bimbo Thomas. Vanguard News (September 1, 2018). Retrieved on July 26, 2022.
  3. Husseini (February 13, 2021). Spotlighting ‘Bigz Galz’ and ‘Bigz Boiz’ Of Omo Ghetto - Nigeria and World News. The Guardian Nigeria News - Nigeria and World News. Retrieved on July 26, 2022.
  4. Bimbo Thomas. Vanguard News (August 23, 2015). Retrieved on July 26, 2022.
  5. Funke Akindele's 'Omo Ghetto' racks up N500 million at box office. Peoples Gazette (February 4, 2021). Retrieved on July 26, 2022.
  6. J Martins, Joke Silva, Olisa Adibua, Bimbo Thomas are a year older today. Pulse Nigeria (September 29, 2016). Retrieved on July 26, 2022.
  7. Jonathan (2021-01-30). Movie Review: ‘Omo Ghetto: The Saga’ is an engaging tribute to shanty gangsterism (en-GB). Premium Times Nigeria. Retrieved on 2022-07-26.
  8. The rise and rise of Bimbo Thomas | Encomium Magazine (en-US). Retrieved on 2022-08-09.
  9. Nwanne (November 23, 2019). In Omoniyun, Dayo Amusa makes case for girl child - Nigeria and World News. The Guardian Nigeria News - Nigeria and World News. Retrieved on July 26, 2022.
  10. Bimbo Thomas (en). IMDb. Retrieved on 2022-08-25.

 

Njikọ mpụga[dezie | dezie ebe o si]