Blessed Udoh

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Blessed Udoh
Mmádu
ụdịekerenwanyị Dezie
mba o sịNaijiria Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya17 Novemba 1984 Dezie
Ọrụ ọ na-arụweightlifter Dezie
ụdị egwuregwuweightlifting Dezie
so na2004 Summer Olympics Dezie

Blessed Udoh (a mụrụ n'ọnwa Nọvemba n'afọ 1984) bụ nwafọ Naijiria na- ebu ibu arọ, na-asọ mpi na katịgori nke 48kg otu na-anọchite anya Naịjirịa na asọmpi mba ụwa.

O sonyere na 2004 Summer Olympics n'ihe omume 48kg . Ọ sọrọ mpi na asọmpi nke mba ụwa, na nso nso a na 2001 World Weightlifting Championship . [1]

Udoh ritere ihe nrite 3 n’ime katigori 48kg nke ụmụ nwaanyị na 2007 All-Africa Games, ma nwale a nwalere ya gosiri na ọ gbara ọgwụ ike mgbe asọmpi ahụ gasịrị. [2] [3]

Mpụta ndi ukwu[dezie | dezie ebe o si]

Afọ Ebe Ibu Nweta (kg) Clean & Jerk (kg) Na ngụkọta Ọkwa
1 2 3 Ọkwa 1 2 3 Ọkwa
Summer Olympics
2004 link=|border Atens, Gris 48 kg Àtụ:N/a Àtụ:N/a 7
World Championships
2001 link=|border Antalya, Turkey 48 kg 70 75 77.5 5 95 100 100 link= 175 link=

Ebe m si dee[dezie | dezie ebe o si]

  1. 2001 Weightlifting World Championships - Blessed Udoh. iwf.net. Retrieved on 23 June 2016.
  2. Nigerian Lifter Tests Positive, Stripped of Medals. allafrica.com (24 July 2007). Retrieved on 5 February 2007.
  3. http://mg.co.za/article/2007-07-23-duo-test-positive-at-all-africa-games

Njikọ dị na mpụga[dezie | dezie ebe o si]