Bob Marley

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Wuá ébé: otú uzọr, chọwa
Bob Marley na mmérírí egwu, ébé afor 1980.

Robert Nesta "Bob" Marley (Önwa abuo 6, 1945 — Önwa ise 11, 1981) bu mgbe mbu onye Jamaikạ na bu abu na onye ne de abu na gwu nkwa. O bu ishi onye na bu na onye ne de egwu na onye na kwu égwu ahiri maka otú The Wailers (1964–1974) na Bob Marley & The Wailers (1974–1981) nke na kwu egwu ska, rocksteady na reggae. Marley bu kwa onye ndi madu mara nke ómá na nke ndi madu karírí ne ti mkpu maka ime egwu reggae, na o bu onye madu si o mere ka ndi madu márá ihe maka egwu Jamaikạ na mmeri Rastafari na uwa.

Egwu Marley madu machara bu kwa "I Shot the Sheriff", "No Woman, No Cry", "Could You Be Loved", "Stir It Up", "Jamming", "Redemption Song", "One Love" na nke ndi ya na The Wailers, "Three Little Birds", na nke futara mgbe o nwùrù "Buffalo Soldier", na "Iron Lion Zion". Njikota abu nke níle nke há kpòrò Legend (1984), fùtàrà na afor ató nke gáfèrè mgbe o nwùrù bu njikota abu raggae nke gáfèrè I ré, bú Platinum (Diamond) iri na U.S., na ö rèrè nde 20 nke abu nka na uwà.