Catherine Namugala

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Catherine Namugala
Mmádu
ụdịekerenwanyị Dezie
mba o sịZambia Dezie
Aha enyereCatherine Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya2 Jenụwarị 1966 Dezie
Ebe ọmụmụIsoka Dezie
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye akaBekee Dezie
Ọrụ ọ na-arụOnye ndọrọ ndọrọ ọchịchị, traiteur Dezie
Ọkwá o jiMember of the National Assembly of Zambia Dezie
ebe agụmakwụkwọUniversity of Zambia Dezie
Ebe obibiLusaka Dezie
oge ọrụ ya (mmalite)2001 Dezie
onye otu ndọrọ ndọrọ ọchịchịMovement for Multi-Party Democracy Dezie
time period21st century Dezie
kọwara na URLhttp://www.parliament.gov.zm/node/370 Dezie
Catherine Namugala
Minister of Tourism and the Environment
Minister of Tourism and the Environment [[ Ambassador to Àtụ:CountryPrefixThe]]
In office
Àtụ:En dash range
PresidentRupiah Banda
Member of the National Assembly for Mafinga
Member of the National Assembly for Mafinga [[ Ambassador to Àtụ:CountryPrefixThe]]
In office
Àtụ:En dash range
PresidentMichael Sata
Guy Scott
Edgar Lungu
First Deputy Speaker
First Deputy Speaker [[ Ambassador to Àtụ:CountryPrefixThe]]
Àtụ:Str rep
September 2016
PresidentEdgar Lungu
Personal details
Born
Catherine Namugala

(1966-01-02) 2 Jenụwarị 1966 (age 58)
Isoka, Zambia

Catherine Namugala bụ onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị Zambia. Ọ bụ osote onye isi oche nke ndị omeiwu Zambia. Onye isi ala Edgar Lungu họpụtara ya n'ọkwa ahụ, na 18 Septemba 2016.[1] Ọ bụbu Minista nke Njem, Gburugburu Ebe Obibi na Ihe Ndị Dị n'Oké Ọdịdị na Cabinet Zambia.[2] Ọ rụkwara ọrụ dị ka onye omeiwu (MP), na-anọchite anya Mafinga (nke a maara dị ka Isoka East) na ndị omeiwu Zambia site na 2001 ruo 2016.[3]

Akụkọ Ọrụ[dezie | dezie ebe o si]

Catherine Namugala jere ozi dị ka osote minista na-ahụ maka ihe gbasara mba ofesi site na afọ 2002 ruo afọ 2003. Site na 2003 ruo 2005, ọ rụrụ ọrụ dị ka osote minista maka mmepe obodo na ọrụ ọha na eze. N'afọ 2006, a họpụtara ya ọzọ ka ọ bụrụ onye omeiwu, na-anọchite anya Isoka East. N'afọ 2006, a họpụtara ya ka ọ bụrụ Mịnịsta na-ahụ maka mmepe obodo na ọrụ ọha na eze. Kemgbe ahụ, ọ rụrụ ọrụ dị ka osote minista n'ọfịs osote onye isi ala, tupu a họpụta ya ka ọ bụrụ minista na-ahụ maka njem nleta na gburugburu ebe obibi na 2008 Na Febụwarị 2010, e nyere Catherine Namugala onyinye Minista njem nleta nke Afọ, na-emeri ndị asọmpi isii si Ghana, Namibia, Sierra Leone, Tanzania, Uganda na Zimbabwe.[4][5]

Na ntuli aka onye isi ala na nke ndị omeiwu N'afo nke Ọgọstụ 2016, Namugala onye soro na Movement for Multi-Party Democracy, họọrọ ịghara ịlụ ọgụ ọzọ n'oche ndị omeiwu ya. Kama nke ahụ, ọ kwadoro onye isi ala Lungu maka nhọpụta ọzọ maka Patriotic Front.[6]

Nkọwa nke onwe[dezie | dezie ebe o si]

Oriakụ Catherine Namugala alụghị di. Ọ bụ onye ótu Movement for Multiparty Democracy (MMD), otu ndọrọ ndọrọ ọchịchị.[7]

Hụkwa[dezie | dezie ebe o si]

  • Kọmitii nke Zambia
  • Nzukọ Mba (Zambia)

Ihe odide[dezie | dezie ebe o si]

  1. Headlines (18 September 2016). President Lungu nominates MMD's Catherine Namugala as First Deputy Speaker. Retrieved on 12 November 2016.
  2. Press Releases (18 May 2010). Zambian Minister of Environment to visit Finland. Ministry for Foreign Affairs of Finland. Retrieved on 10 September 2016.
  3. Headlines (18 August 2016). MPs and their benefits: What's the way forward?. Retrieved on 10 September 2016.
  4. Phiri (26 November 2008). Zambia: New Cabinet Falls Short of the SADC Gender Threshold. Southern African News Features via AllAfrica.com. Retrieved on 10 September 2016.
  5. General News (14 February 2010). Namugala shortlisted for African tourism award. Retrieved on 10 September 2016.
  6. Headlines (15 March 2016). Namugala will not recontest her seat as she endorses Edgar Lungu. Retrieved on 12 November 2016.
  7. MDD (1 May 2014). Movement for Multiparty Democracy Members of Parliament. Movement for Multiparty Democracy (MMD). Archived from the original on 5 May 2016. Retrieved on 10 September 2016.

Njikọ mpụga[dezie | dezie ebe o si]