Charles Esimone

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Charles Esimone
Mmádu
ụdịekerenwoke Dezie
mba o sịNaijiria Dezie
Aha enyereCharles Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya31 Disemba 1970 Dezie
Ebe ọmụmụTiko, Kameroon Dezie
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye akaBekee, pidgin Naịjirịa, Asụ̀sụ̀ Ìgbò Dezie
Asụsụ ọ na-edeBekee Dezie
Ọrụ ọ na-arụresearcher, osote onyeisi mahadum Dezie
onye were ọrụMahadum Nnamdi Azikiwe, Mahadum nke Nigeria, Mahadum nke Nigeria Dezie
ebe agụmakwụkwọMahadum nke Nigeria, Mahadum nke Nigeria, Mahadum nke Nigeria Dezie
Onye òtù nkeNigerian Academy of Science Dezie
Ihe nriteFellow of the Nigerian Academy of Science Dezie

Charles Okechukwu Esimone (nke amuru na 31 Disemba 1970) bu onye Naijiria bụrụ kwa ọka mmụta biopharmaceutics na ọgwụ biotechnology nke na-eje ozi ugbua dika osote onye isi oche nke Mahadum Nnamdi Azikiwe, Nigeria. [1] Ọ bụ onye prọfesọ izizi nke ọgwu microbiology na ndịda-ọwụwa anyanwụ nke ala Naijiria. [2]

Mmalite ndụ na agụmakwụkwọ[dezie | dezie ebe o si]

Esimone sitere na Akwaeze nke dị na Anaocha LGA nke Anambra Steeti a mụrụ ya na 31 Disemba 1970 na Tiko, Cameroon . [3] Ọ gara ụlọakwụkwọ praịmarị St Joseph's nke dị na Tiko, Cameroon site na 1976 ruo 1982 [4] wee gaa na kọleji St. Joseph nke dị na Sasse, Buea n'ala Cameroon ebe ọ nwetara nzere siniọ sekọndri n'afọ 1987. E

Ọrụ ọkachamara[dezie | dezie ebe o si]

Esimone malitere ọrụ ya dị ka onye na-ahụ maka ọgwụ internee wee mechaa bụrụ onye nkuzi laabu na ngalaba nke ọgwụ na Mahadum Nigeria. Ọ ghọrọ ọka mmụta nke biopharmaceutics na ọgwụ microbiology na afọ iri atọ na asaa (37years) ma bụrụ Dean nke mbu na Ngalaba Pharmaceutical Sciences, na kampus Agulu nke Mahadum Nnamdi Azikiwe. [5] O jekwara ozi afọ abụọ ugboro abụọ dị ka osote Vice-Chancellor (Academic) nke Mahadum ahụ. [6] [7] [8]

Ọ bụ onye nyocha nwere akwụkwọ karịrị otu narị n'ọnwa Mee n'afọ 2019 ka a họọrọ ya dịka onye nke iri na asatọ na mmadụ iri abụọ na asatọ ndi ọkachamara kachasị ebipụtara na Nigeria. [9] Ọka mmụta Esimone bụkwa onye isi ụlọ ọrụ Confucius Institute nke Mahadum Nnamdi Azikiwe. [10] Na 14 Mee 2019, a họpụtara ya ka ọ bụrụ Vice Chancellor ọhụrụ nke Mahadum Nnamdi Azikiwe. [10]

Ọ bụ onye nhazi steeti nke ọgbakọ Deeper Life Campus Fellowship, na Anambra Steeti nakwa onye otu, BOT (Board of Trustees) nke Anchor University, Lagos. [7]

Ihe nrite na nnabata[dezie | dezie ebe o si]

Ọkammụta Esimone bụ onye natagoru ọtụtụ ihe nrite. [5] [11] Ha gụnyere:

  • Mmekọrịta Alexander von Humboldt na Germany (2003-2005) [12]
  • Ọkachamara nleta na Mahadum Pittsburgh, (2007-2008) [13]
  • Onyinye asọmpi ADI Bright maka onye nyocha ihe ọhụrụ nke Africa kacha mma, South Africa (2009)
  • Ọkachamara sayensị na-eto eto (na-anọchite anya Nigeria) na Nzukọ Kwa Afọ nke "Summer Davos", Tianjin, China (2010) [14]
  • CV Raman Senior Fellowship, India (2013)
  • Onye otu ụlọ akwụkwọ sayensị nke Naijiria (2017) [15]
  • Onye otu Governing Council of the Pharmacists Council of Nigeria, [11] Nnamdi Azikiwe University na Nanomedicine Society of Nigeria.
  • Onye isi ala mbụ nke otu Nanomedicine Society of Nigeria [16]
  • Onye natara onyinye dị iche iche nke mba anyi na nke mba ofesi na onye nyocha nke ọtụtụ akwụkwọ akụkọ mba na nke mba ụwa.
  • Onye otu ọtụtụ ndị ọkachamara gụnyere Global Young Academy [17] na American Society for Cell biology [18]

Edensibia[dezie | dezie ebe o si]

  1. meridianspy (2019-05-15). UNIZIK Gets New Vice-Chancellor (en-US). Meridian Spy. Retrieved on 2020-06-10.
  2. Ogbu. PROF CHARLES ESIMONE BECOMES NEW VICE-CHANCELLOR OF NNAMDI AZIKIWE UNIVERSITY AWKA - Radio Nigeria (en-US). Radio Nigeria. Archived from the original on 2020-06-10. Retrieved on 2020-06-10.
  3. Esimone beats 37 profs to emerge Unizik VC (en-US). Punch Newspapers. Retrieved on 2020-06-10.
  4. Prof. Charles Okechukwu Esimone New Unizik Vice Chancellor » 2KINFOMEDIA (en-US). 2KINFOMEDIA (2019-05-14). Archived from the original on 2020-09-27. Retrieved on 2020-06-10.
  5. 5.0 5.1 EduCeleb (2019-05-14). BREAKING: Esimone emerges UNIZIK new VC (en-GB). EduCeleb. Retrieved on 2020-06-10.
  6. Media (2019-05-17). Professor Charles Esimone is the New Vice Chancellor of UNIZIK (en-US). Campusaga Media. Archived from the original on 2020-06-10. Retrieved on 2020-06-10.
  7. 7.0 7.1 University (2019-05-14). Prof. Charles Okechukwu Esimone Elected as new Vice Chancellor (en-US). Nnamdi Azikiwe University. Retrieved on 2020-06-10.
  8. Charles Okechukwu's Profile | (en-US). Global Young Academy. Retrieved on 2020-06-10.
  9. Aminu (2019-05-04). Nigeria’s top researchers (II) (en-GB). Daily Trust. Archived from the original on 2020-06-13. Retrieved on 2020-06-13.
  10. 10.0 10.1 Jannah (2019-05-15). Charles Esimone: Deeper Life pastor emerges new UNIZIK Vice Chancellor months after welcoming quadruplet (en-US). Daily Post Nigeria. Retrieved on 2020-06-10.
  11. 11.0 11.1 PinMetrics Alliance Limited ::: Board of Trustees :::. pinmetrics.org. Archived from the original on 2020-06-10. Retrieved on 2020-06-10.
  12. Prof Esimone inducted into Nigerian Academy of Science. Nigerian Voice. Retrieved on 2020-06-10.
  13. Curriculum vitae professor esimone charles okechukwu house address. azrefs.org. Retrieved on 2020-06-10.
  14. INFO_Donald (2019-05-17). Profile of Professor Charles Esimone, UNIZIK New VC (en-GB). UNN INFO. Retrieved on 2020-06-10.
  15. Ossai (2017-05-16). Prof Esimone inducted into Nigerian Academy of Science. Nigerian Voice. Retrieved on 2020-06-15.
  16. NAPA ANNUAL SCIENTIFIC CONFERENCE: (ABUJA 2018). www.niprd.net. Archived from the original on 2020-06-10. Retrieved on 2020-06-10.
  17. Prof. Charles Esimone (en-US). Archived from the original on 2020-06-10. Retrieved on 2020-06-10.
  18. Obayendo (2019-05-15). Prof. Charles Esimone Emerges New UNIZIK Vice-Chancellor (en-GB). Pharmanewsonline. Retrieved on 2020-06-10.