Chika Ike

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Chika Ike
Mmádu
ụdịekerenwanyị Dezie
mba o sịNaijiria Dezie
Aha enyereChika Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya8 Novemba 1985 Dezie
Ebe ọmụmụOnịchạ Dezie
Asụsụ obodoAsụ̀sụ̀ Ìgbò Dezie
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye akaBekee, Asụ̀sụ̀ Ìgbò, pidgin Naịjirịa, Niger–Congo Dezie
ụdị ọrụ yaacting, modelling, philanthropy, azụmahịa, filmmaking Dezie
ebe agụmakwụkwọMahadum nke Lagos, St. Francis Catholic Secondary School, Nigeria, New York Film Academy Dezie
oge ọrụ ya (mmalite)2005 Dezie
Ụcha ime anyabrown Dezie
ụcha ntụtụ isiNtụtụ ojii Dezie
ihe nkiriSmall Chops, Miss Teacher Dezie
Ihe nriteAfrica Movie Academy Awards, Africa Movie Academy Awards, United Nations Messenger of Peace, Actors Guild of Nigeria, City People Entertainment Awards Dezie
webụsaịtịhttp://www.chikaike.com/ Dezie
Chika Ike

Chika 'Nancy' Ike (amụrụ ya n'ọnwa iri n'otu n'afọ 1985) Ọ bụ onye egwuregwu onyo-onyoo nke mba Naijiria Nigerian actress, television personality, producer, businesswoman, philanthropist nakwa mo

Ndụ gboo ya[dezie | dezie ebe o si]

Amụrụ ya na Onitsha, Anambra, O bidoro ihe onyo-onyoo n'Egwuregwu ndi Ụkachukwu na-afọ 16. Ike bidoro ọrụ dika Model n'afọ 16 mgbe ọgachara secondary school.[1] Na 2005 omere ihe onyo-onyoo ya nke akpọrọ "Sweet Love". Ọgara n'ihu mee ihe onyo-onyoo ndi ọzọ dika: "Nikita" in Bless the Child, To Love a Stranger na Paradise nakwa ọtụtụ ndi ọzọ. Na 2007, Ike mere Mirror of Beauty, nke bụrụ  box office hit in. Eziri Mirror of Beauty Odeon na Cineworld, di na UK,[2] aghọpụtakwara ya dika otu n'ime ihe onyo-onyoo eziri na mba Ụwa na Cannes film festival.[3]

Na 2014, O bidoro mewa "Reality television series African Diva Reality TV Show, Nke Ọ bụ onye mmepụta ya pụrụ iche. Eziri ya mbụ na  African magic channel di na DSTV ezikwara nke abụọ ya na AIT.[4]

Ọrụ ya[dezie | dezie ebe o si]

Ihe Onyo-onyoo nakwa Igwe Onyo-onyoo[dezie | dezie ebe o si]

Ike bidoro ọrụ onyo-onyoo ya na 2005 ebe o mere Sweet Love. Onwetara ọrụ ya nke mbụ pụtara ihe n'otu afọ a n'ihe onyo-onyoo nke akpọrọ "Bless the Child " site oge a, omeela ọtụtụ ihe onyo-onyoo di iche iche Paradise, Mirror of Beauty, To Love a Stranger, Girls Cot Reloaded, Happy Ending, Yes We Will, Anointed Queen na The Prince and the Princess.

Na 2007, eziri Mirror of Beauty na Cineworld nakwa Odeon cinemas di na U.K na 2008 aghọpụtara ya makwa zie ya Cannes film festival.[5]

O mepụtara Ụlọ-ọrụ n'emepụta ihe onyo-onyoo nke ya ọkpọrọ "Chika Ike Production", na 2014, mepụtakwa ihe onyo-onyoo ya nke mbụ "Miss Teacher " na reality TV game show African Diva Reality TV Show nke ọ bụ onye mmepụta ya nakwa otu onye ọka-ikpe ya. Eziri nke mbụ ya na DStv na nke abụọ ya AIT.[6][7]  Na 2015, ya na Rok Studios mepụtara "Happy Ending na Stuck on You".[8]

Ọrụ ndi ọzọ[dezie | dezie ebe o si]

Agụm Akwụkwọ ya[dezie | dezie ebe o si]

Na 2004, Ike gara University of Lagos (Unilag) mee diploma program afọ abụọ na human kinetics na health education. O mechara ya na 2006 nweta asambodo. Ọgara n'ihu nweta degree na 'Human kinetics' na Health Education na Unilag. Na 2014, Ọgụchara na New York Film Academy di na Los Angeles, California ebe ọ gụrụ film making.[9]

Filantrọpii[dezie | dezie ebe o si]

Ike rụrụ "Help the Child Foundation" nke ebumnuche ya bụ inyere ụmụ ogbenye aka. Na-afọ 2012 omeere ụmụ 3000 mmemme, nye ha nri, akpa-akwụkwọ, ihe ndi eji ede ihe nakwa ngwa egwuregwu. Afọ niile, Ọ na-eme emume enyemaka nyere ụmụ aka n'enweghi enyemaka, nye agụm akwụkwọ n'efu nakwa ngwa agụm akwụkwọ.[10]

Ngalaba Eyimeyi ya[dezie | dezie ebe o si]

N'afọ 2011, Ike mepụtara ngalaba eyimeyi ya nke ọkpọrọ "Fancy Nancy" na Abuja, Nigeria.[11]

Ndụ ya[dezie | dezie ebe o si]

Ike nwere nkwuwaokwu maka abusive relationships, ọ bụrụla onye domestic violence metụrụla. Na-afọ 2013, okwupụtara na di ya n'eti ya ihe na-alum di na nwanyi ha.Ọ gbara alukwaghim na-afọ 2013.[12]

Ihe Inwe na Nghọpụta ya[dezie | dezie ebe o si]

Ike enwetala ọtụtụ ihe inwe na nghọpụta maka ọrụ ya nke tinyere Africa Movie Academy Awards. Best Upcoming Actress, 2008 Africa Movie Academy Awards., Best Actress in a Supporting Role, 2009.

Afọ Emume Ihe Inwe Recipient Result
2008 African Movie Academy Awards Best Upcoming Actress Bless the Child Ahọpụtara
2009 African Movie Academy Awards Best Supporting Actress Assassination Ahọpụtara
2009 African Youth Society Award Best Role Model in Africa Self Merie
2009 City People Entertainment Awards Best Supporting Actress Self Ahọpụtara[13]
2011 Donven Club Awards Best Actress Self Merie[13]
2011 United Nations Messenger of Peace United Nations Youth Ambassador for Peace Self Honorary [14]
2012 African Heritage Awards Contributions to The Youth In Africa Self Merie
2013 HOG Award Icon of Hope Self Merie
2013 Actors Guild of Nigeria (AGN) Award Most Disciplined Actress Self Merie
2013 Cynosure Magazine Nigerian Fashion Recognition Awards Nollywood Fashion Icon of the Year Self Merie
2016 City People Entertainment Awards Face of Nollywood Self Ahọpụtara[15]
2016 ZAFFA Awards Best Producer Miss Teacher Ahọpụtara[16]
2016 ZAFFA Awards Best Actress Miss Teacher Ahọpụtara[16]

Filmografi[dezie | dezie ebe o si]

Afọ Film Ọrụ ya Ndetu
2015 Miss Teacher Nwanne Drama, Romance
2016 Happy Ending Lape Drama, Romance
2016 Locked up Susan Drama, Romance
2006 The Seekers yvonne I & II
2014 Secret Act I & II
2012 Bridge of Contract
2012 The End is Near
2006 White Chapel Yvonne
2010 Street President' Nene
2009 Dangerous Beauty Anita
2009 Eyes of the Nun
2009 Harverst of Love Nancy
2008 Before The Rain Anita
2006 Emotional Blunder Yvone
2008 Desire Juliet
2008 Jealous Princess Mercy

Nrụtụaka[dezie | dezie ebe o si]

  1. Chika Ike Biography, Nollywood Star Actress. Archived from the original on 2017-02-02. Retrieved on 2017-01-21.
  2. Template error: argument title is required.
  3. Chika Ike Biography, Profile, Movies, Latest News & Life History | NaijaGistsBlog Nigeria, Nollywood, Celebrity ,News, Entertainment, Gist, Gossip, Inspiration, Africa. Retrieved on 2017-01-21.
  4. "African Diva Reality TV show season 1 Archives". Retrieved on 2017-01-21.
  5. Chika Ike Making Waves In The International Scene (2007-09-28). Retrieved on 2017-01-21.
  6. Kayode Badmus (2015-08-02). Chika Ike begins production of new movie ‘All of me’ - Nigerian Entertainment Today - Nigeria's Top Website for News, Gossip, Comedy, Videos, Blogs, Events, Weddings, Nollywood, Celebs, Scoop and Games. Retrieved on 2017-01-21.
  7. Chika Ike: 5 Nollywood movies produced by actress - Movies - Pulse (de). Pulse.ng (2016-11-08). Retrieved on 2017-01-21.
  8. Watch the Trailer for Chika Ike’s New Movie "One Fine Day" | A Story of an Obsessed Ex (2016-06-30). Retrieved on 2017-01-21.
  9. "Chika Ike graduates from LA Film School", 2014-05-24. Retrieved on 2017-01-24.
  10. Chika Ike’s Good Deed – Feeds Less Privileged Kids for Easter (2014-04-25). Retrieved on 2017-01-21.
  11. Nollywood Actress Chika Ike opens "Fancy Nancy" Store in Abuja – Mercy Johnson, Jim Iyke, Mike Ezuruonye, Goldie & More Attend (2011-09-28). Retrieved on 2017-01-21.
  12. Damilare Aiki (2013-08-10). Chika Ike: "I Left My Marriage because I was a Victim of Domestic Violence" | Nollywood Actress shares Story of Physical Assault. Retrieved on 2017-01-21.
  13. 13.0 13.1 Chika Ike. Naij. Retrieved on 2017-01-24.
  14. Arogundade, Funsho (2012-01-05). Chika Ike Bags UN Ambassador Award. P.M. News. Retrieved on 2017-01-24.
  15. Izuz, Chidumga (2016-11-07). 'Suru L'ere,' 'Tinsel,' Adeniyi Johnson, Mide Martins among nominees. Retrieved on 2017-01-24.
  16. 16.0 16.1 Staff writer(s); No by-line-->. ZAFAA 2016 Nominees. ZAFAA. Archived from the original on 2017-02-02. Retrieved on 2017-01-24.

Njikọ Mpụga[dezie | dezie ebe o si]