Chinua Achebe Literary Festival

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Chinua Achebe Literary Festival

Mmeme Akwụkwọ Chinua Achebe bụ ihe mmeme ide akwụkwọ kwa afọ nke eji akwanyere Chinua Achebe ugwu onye edemede na - akuko edemede ya, nke a na-akpọ Things Fall Apart(1958), Emume a bụ maka icheta ọrụ ya na ihe gbasara ide akwụkwọ. [1] [2] [3]

  1. Ernest Ogunyemi "Chinua Achebe Literary Festival —Attend", Creative Writing News, Nigeria, 12 November 2019. Retrieved 18 November 2019.
  2. Chiedu Okoye "ACHEBE IS CONSCIENCE OF NIGERIA SAYS ADINUBA", Anambra State Government Official Website, 1 November 2019. Retrieved 18 November 2019.
  3. Wole Adedoyin, "Why We Celebrate Chinua Achebe Annually — Izunna Okafor", The Nigerian Voice, Nigeria, 14 November 2018. Retrieved 7 November 2019.