Dede One Day

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Dede One Day
Mmádu
ụdịekerenwoke Dezie
mba o sịNaijiria Dezie
Aha enyerePeter Dezie
Ebe ọmụmụAbá Dezie
Ụbọchị ọnwụ ya14 Disemba 2015 Dezie
Ọrụ ọ na-arụomee Dezie

Dede One Day (a mụrụ Peter Onwuzurike Onyehidelam ; ọ nwụọ na 14 Disemba 2015) ọ bụ onye ọkpa ọchị na omee ejije Naijiria a ma ama. [1]

Ndụ ya[dezie | dezie ebe o si]

Dede One Day bụ onye Umuagwuru Mbieri dị na steeti Imo mana a mụrụ ma zụlite ya na Aba, obodo dị na steeti Abia, Nigeria. Ọrụ ya pụtara ìhè na soromchiri nke Laugh. with me. [2] [3]

Ọnwụ ya[dezie | dezie ebe o si]

Dede One Day nwụrụ na isi ụtụtụ nke 14 December 2015 ka ọ dachara mgbe ọ na-eme ihe nkiri na Aba, n'ihi nsogbu nke ọbara mgbali elu . [4] [5]

ụfọdụ ejije ya a họọrọ[dezie | dezie ebe o si]

  • Keke soldiers
  • Iron Pant

mortuary attendant

  • corporate Beggers
  • My class mate
  • professional Beggers
  • village musicians
  • senior officer
  • Joseph Oro Nro
  • village lawyer
  • shoe shiner

Edensibia[dezie | dezie ebe o si]

  1. Njoku. "Imo AGN holds candle night for Dede-One-Day", Vanguard Newspaper, 13 February 2016. Retrieved on 25 April 2016.
  2. "Brief Profile/Biography/History Of Nollywood Comic Star Peter Onwuzurike known as "Dede one day"", Daily Mail Nigeria, 14 December 2016. Retrieved on 25 April 2016.
  3. Peace. "Dede One Day: How Nollywood Actor Collapsed On Stage And Died Hours Later", Entertainment Express, 15 December 2016. Retrieved on 25 April 2016.
  4. Godwin. "Nollywood actor, Dede One Day to be buried February 13", Daily Post, 5 January 2016. Retrieved on 25 April 2016.
  5. Egbo. "Ded One Day:Popular comic actor reported dead after performance at event", Pulse Nigeria, 14 December 2015. Retrieved on 25 April 2016.