Digimon

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Wuá ébé: otú uzọr, chọwa

Digimon (デジモン Dejimon?), bu áhá nke nta maka Mmuo Orunotù (Digital Monster" デジタルモンスター dejitaru monsutā?), bu nlélé orü nwere anime, manga, egwugwu, egwuregwu nlélé, na áká egwuregwu na nka ndi ozor. Mmuo nor na ihe nka bu anumanu nke ichichẹ ná bi na "Uwa Orunotu", uwá bu ejimá shi orunotu níle nor nàlà.