Efioanwan Ekpo
Efioanwan Ekpo
ụdịekere | nwanyị |
---|---|
mba o sị | Naijiria |
Ụbọchị ọmụmụ ya | 25 Jenụwarị 1984 |
Ọrụ ọ na-arụ | Onye otu egwuregwu bọọlụ |
ọnọdụ egwu na otu / ọpụrụiche | onye na-agbachitere |
ụdị egwuregwu | Footbọl |
so na | 2008 Summer Olympics, 2004 Summer Olympics, 2007 FIFA Women's World Cup |
Efioanwan Ekpo (amụrụ 25 Jenụwarị afọ 1984) bụ nwanyi Naijiria n'agba bọọlụ. O sonyere otu egwuregwu bọọlụ nke ụmụ nwanyị Naịjirịa, Ekpo sonyere n'asọmpi 2003 World Cup, 2004 Summer Olimpik, 2006 African Championship, 2007 World Cup na 2008 Summer Olimpik . [1][2].