Enam Bosokah

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Enam Bosokah
Mmádu
ụdịekerenwoke Dezie
mba o sịGhana Dezie
Ọrụ ọ na-arụonye na-ahu maka ihe nkiri, ballpoint pen artwork Dezie
ebe agụmakwụkwọKwame Nkrumah University of Science and Technology Dezie
Ebe obibiAccra Dezie
akaụntụ weebụsaịtị naBehance Dezie
nnọchiaha nkeonweL485 Dezie

Enam Bosokah bụ onye Ghana na-ese ihe. A maara ya maka ihe osise pen ya.[1][2]

Bosokah gụsịrị akwụkwọ na Kwame Nkrumah University of Science and Technology, ebe ọ gụrụ gbasara ịkpụ ihe ọkpụkpụ. Banyere nhọrọ ya maka ihe ọ ga-eji, ọ na-ekwu na "Pen bụ ihe na-achọghi nnukwu ego; anaghị m azụta ọtụtụ ihe. Ojiji m ji pen bụ iji gosi na ihe ndị ahụ anyị na-eleda anya nwere ike ịmepụta nnukwu ihe. "[3][4] N'akụkụ pen, ọ rụrụ ọrụ na ihe ndị ọzọ dị ka icheku ọkụ na mmiri. E gosipụtala nka ya n'ime na n'èzí Afrịka.[1]

Bosokah rụrụ ọrụ dị ka onye ọka ikpe na BIC Art Master Competition, asọmpi maka ndị na-ese bọlbụ pen nke Africa, nke Société Bic mere kemgbe 2017.[5][6] O meela ihe osise maka Wiki Unseen, mmekorita nke Wikimedia Foundation nke ebumnuche ya bụ inye ihe ngosi maka akụkọ ndụ BIPOC Wikipedia n'enweghị ihe oyiyi nke isiokwu ahụ.[7][8]

Dịka n'afọ 2022, ọ bi na Accra.[1]

Ebensidee[dezie | dezie ebe o si]

  1. 1.0 1.1 1.2 Wiki Unseen Focus: Enam Bosokah – ART AFRICA Magazine. ART AFRICA (25 February 2022). Retrieved on 9 March 2022.
  2. Barnes (8 April 2015). Exquisite Photorealistic Portraits Created Using a Ballpoint Pen (en). My Modern Met. Retrieved on 9 March 2022.
  3. Gyamfi Asiedu (8 August 2016). Artist Enam Bosokah proving the might of the pen (en). Pulse Ghana. Retrieved on 9 March 2022.
  4. Da Silva (12 February 2016). This Ghanaian artist does incredible things with only a ballpoint pen. The Daily Vox. Retrieved on 9 March 2022.
  5. For the 4TH Time, BIC Holds Competition for Ball-point Pen Artists…. This Day (16 May 2021). Retrieved on 9 March 2022.
  6. BIC as brush, medium and palette: An innovation of Art Masters. Vanguard (24 February 2020). Retrieved on 9 March 2022.
  7. Liu (9 February 2022). Wikipedia Launches "Wiki Unseen," Commissioning Artists To Paint Portraits of BIPOC Figures. Hyperallergic. Retrieved on 9 March 2022.
  8. Amplifying Black and Diverse Histories the Focus of New Wikimedia Foundation Collaboration with Global Artist (en). ModernGhana (10 February 2022). Retrieved on 9 March 2022.

Njikọ mpụga[dezie | dezie ebe o si]