Funke Adesiyan

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Funke Adesiyan
Mmádu
ụdịekerenwanyị Dezie
mba o sịNaijiria Dezie
ebe agụmakwụkwọMahadum Olabisi Onabanjo, New York Film Academy Dezie

Funke Adesiyan bụ onye Naijiria na-eme ihe nkiri, onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị na onye na-enyere Aisha Buhari aka n'ihe omume ụlọ na nke mmekọrịta mmadụ na ibe ya.Listen [1][2]

Mbido ndụ na agụmakwụkwọ[dezie | dezie ebe o si]

Adesiyan si Ibadan, Steeti Oyo . Ọ gara Ulo akwukwoTime and Tide International na Ibadan City academy, Saint Anne's School, na Oriwu College Ikorodu maka ụlọ akwụkwọ elementrị na post-elementary ya. O nwere nzere bachelọ na Performing Arts na Diploma na mmúta gbasara iwu na Mahadum Olabisi Onabanjo.[3] Adesiyan gụrụ gbasara ihe nkiri na nduzi ihe nkiri na Ulo mmuta ihe nkiri bu New York Film Academy .[4]

Ọrụ[dezie | dezie ebe o si]

Ime ihe nkiri[dezie | dezie ebe o si]

Adesiyan malitere ime ihe nkiri n'afọ 2003.[3]

ndọrọ ndọrọ ọchịchị[dezie | dezie ebe o si]

N'afọ 2011, Funke Adesiyan sonyeere ndọrọ ndọrọ ọchịchị mgbe ọ ghọrọ onye nhazi ndịda ọdịda anyanwụ maka mkpọsa onye isi ala nke Ibrahim Shekarau. N'afọ 2014, ọ ghọrọ onye ntụrụndụ nke abụọ meriri ntuli aka, mgbe Desmond Elliot gasịrị.[5][6][7] O sonyere ma merie na ntuli aka afo 2015 Oyo State House of Assembly n'okpuru Parti ndoro ndoro ochichi nke People's Democratik Party.[8]

N'afọ 2019, a họpụtara Adesiyan dị ka onye na-enyere Aisha Buhari aka n'ihe omume ụlọ na nke mmekọrịta mmadụ na ibe ya.[9][10][11]

Ihe nkiri[dezie | dezie ebe o si]

  • Eti Keta
  • Ọ bụ nwa e ji esi
  • Ayoku Leyin
  • Aparo
  • Kakaaki

Onyinye na nhọpụta[dezie | dezie ebe o si]

Afọ Ihe nrite Ụdị ọrụ Nsonaazụ Nkwupụta
2010 Ihe nrite Nollywood kacha mma Mkpughe nke Afọ (Nwanyị) Ayoku Leyin Ahọpụtara
2011 Onye na-eme ihe nkiri kacha mma na ọrụ nkwado Eti Keta Ahọpụtara [12]

Edemsibia[dezie | dezie ebe o si]

  1. Funke Adesiyan bags Ooni of Ife's excellence award - Punch Newspapers. Punch Newspapers (January 31, 2020). Retrieved on August 2, 2022.
  2. Bada (October 17, 2019). Nollywood actress, Funke Adesiyan becomes Aisha Buhari's aide. Pulse Nigeria. Retrieved on August 5, 2022.
  3. 3.0 3.1 Acting doesn't pay my bills – Funke Adesiyan - Punch Newspapers. Punch Newspapers (September 11, 2016). Retrieved on August 5, 2022. Kpọpụta njehie: Invalid <ref> tag; name "Punch Newspapers 2016" defined multiple times with different content
  4. Celebrities to boycott Tuface's protest - Nigeria and World News. The Guardian Nigeria News - Nigeria and World News (January 29, 2017). Retrieved on August 5, 2022.
  5. Augoye (December 17, 2017). 10 months after blasting Buhari, Actress Funke Adesiyan dumps PDP for APC. Premium Times Nigeria. Retrieved on August 5, 2022.
  6. Abubakar (October 7, 2018). Actress Funke Adesiyan clinches APC ticket for Oyo assembly election. TheCable Lifestyle. Retrieved on August 5, 2022.
  7. Olumide (2018-10-08). Actress Funke Adesiyan Cries Out After Her APC House of Assembly Ticket Was Allegedly Given To Another (en-US). Nigerian Entertainment Today. Retrieved on 2022-08-05.
  8. Entertainers in politics - Punch Newspapers. Punch Newspapers (May 28, 2021). Retrieved on August 5, 2022.
  9. Bamidele (October 17, 2019). Nollywood Actress, Funke Adesiyan Appointed As Aisha Buhari's Aide. The Guardian Nigeria News - Nigeria and World News. Retrieved on August 5, 2022.
  10. "Funke Adesiyan: No Big Deal Running Late Nights", The Nation Newspaper, 2017-03-18. Retrieved on 2022-08-05. (in en-US)
  11. Nollywood Actress, Funke Adesiyan Appointed As Aisha Buhari's Aide (en-US). The Guardian Nigeria News - Nigeria and World News (2019-10-17). Retrieved on 2023-02-21.
  12. Nse, Omotola, Genevieve, Uche for Best of Nollywood Awards. Daily Trust (September 17, 2011). Retrieved on August 8, 2022.