Genevieve Nnaji

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Wuá ébé: otú uzọr, chọwa
Genevieve Nnaji, 2008

Genevieve Nnaji, (bu ony amuru na 3 Mee 1979 na Mbaise n'Imo State, Naijiria). O bu otu onye na ime ndi na eme-ihe-nkili. Omeriri onye omee-ihe-nkili na 2005.

Genevieve Nnaji tòrò na Lagos nke na mbu bu isi obodo Naijiria. Amuru umunne ya na ya asaato, ya nor na etiti. Nna ya bu Injinia ebe nne ya bu onye nkuzi. Ȯ gara otu ulo akwukwo ha na kpo Methodist Girls College Yaba, tupuru ȯ banyere Mahadum Lagos.

Oge O no na Mahadum, Nnaji bidoro Í banye na ihe gbasara ime ihe nkili orürü Nollywood. Nnaji bidoro Ime ihe nkili na obere nwa na Onyonyo ama amaa bu soap opera. na 1998 oge O di afo Iri na Iteghete (19) akowara ya n"itoo n"ihe gbasara ihe nkili. Obukwa onye achoro acho. Ezigbo ihe nkili izizi omere bu 'Mark of the Beast' na 'Ijele'. Nnaji meriri n"ihi ezigbo oru ya, tinyere na ana akpo ya ezigbote omee ihe nkili na afo 2001 nke ndi obodo. Onwetakwara otito izizi na obu ezigbo omee ihe nkili n"afo 2005 nke ana akpo African Movie Academy Awards.[1][2][3] Na afo 2004 ya na onya Ghana dere ndendee gbasara ikopi nmecorita. O tikwara egwu. N"afo 2008 Nnaji banyere na imeputa akwa. Nnajie bu onye tinyere umeala ya ka oburu ihe ziri ezi. Ugbua obu Omee ihe nkiri, Omama (model) na omeputa akwa.

References

  1. Clayton, Jonathan. "Nollywood success puts Nigeria’s film industry in regional spotlight", The Times Online, Times Newspapers Ltd. Retrieved on 25 Septemba 2010. (in English)
  2. Ezenna, Uchenna. ELAN PERSONALITY: Genevieve Nnaji (English). Timbuktu Media. Retrieved on 25 Septemba 2010.
  3. Africa’s Most Famous Movie Star? (English). Newstime Africa (21 Ọgọọst 2009). Retrieved on 25 Septemba 2010.