Hilda Baci

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Hilda Bassey
Mmádu
ụdịekerenwanyị Dezie
mba o sịNaijiria Dezie
Aha enyereHilda Dezie
aha ezinụlọ yaEffiong Bassey Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya20 Septemba 1996 Dezie
Ebe ọmụmụȮra Akwa Ibom Dezie
ŃnéLynda Dezie
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye akaBekee Dezie
ebe agụmakwụkwọMadonna University Dezie
Ebe obibiLagos Dezie
agbụrụAfrican people Dezie
okpukpere chi/echiche ụwaOnye Kraịst Dezie
Ụcha ime anyaagba aja aja Dezie
ụcha ntụtụ isiNtụtụ ojii Dezie
Ọmụma Mmekọahụheterosexuality Dezie

Hilda Effiong Bassey nke a maara nke ọma dị ka Hilda Baci (amụrụ na 20 Septemba, 1996) bụ osinri onye Naijiria, onye na-ejikwa ụlọ nri na onye na-eme ihe nkiri.[1] N'ọnwa Ọgọstụ 2021, ọ turu ugo na asọmpi "Jollof Faceoff".[2]

Mbido ndụ na ọrụ[dezie | dezie ebe o si]

Hilda sitere na mpaghara Nsit Ubium, steeti Akwa Ibom, Nigeria. A mụrụ ya na 20 Septemba, 1996. O ritere nzere na sociology site na Mahadum Madonna, Okija .[3] Ọ bụ onye njikwa nke "Dine on A Budget" na Pop Central TV, Dstv Channel 189.[4]

Ihe nkiri[dezie | dezie ebe o si]

Afọ Ihe nkiri Ọrụ
2020 Onye na-achụ nrọ[5]
2021 Ịga N'elu Mmiri[6] Annie
2023 Maazị na Oriakụ Robert[7] Hilda

Asọmpi Guinness World Record[dezie | dezie ebe o si]

Na Machị 2023, Hilda kwupụtara na ọ ga-anwa asọmpi maka oge isi nri kachasị ogologo.[8] Ọ bụ Lata Tondon[9] ji ọkwa ahụ n'oge gara aga, onye siri nri were awa 87, nkeji 45 na 2019.[10][11]

N'abalị 11 n'ọnwa Mee, afọ 2023, ọ malitere asọmpi ya akpọrọ "Cook-a-thon".[12][13] O rutere ma gafere onye ji ọkwa ahụ n'oge gara aga n'abalị 15 nke ọnwa Mee, afọ 2023.[14]

Na Mọnde Mee 15, 2023, ka ọ kụrụ elekere 7:45 kpọmkwem nke ụtụtụ, Hilda weghara ọkwa ahụ dịka onye siri nri ogologo oge kachasị, dịka o sielarị nri awa 87 na nkeji 50 - nkeji 5 karịa onye ji ọkwa ahụ n'oge gara aga na 2019[15]

Iji setịpụ ihe ndekọ ọhụrụ nke oge isi nri kachasị ogologo, Hilda setịpụrụ na mbụ isi nri maka awa 96, mana o mechara gbatịa ya ruo awa 100.

nri kachasị ogologo, Hna mbụ ilda setịpụrụ isi nri maka awa 96, manamhe mgbaru ọsọ ya ruo 100 awa.[16][17]

Ọtụtụ ndị Naijiria ama ama nke ukwuu gara leta Hilda gụnyere, Gọvanọ nke Lagos State, Babajide Sanwo-Olu; Onye isi ụkọchukwu nke Harvester International, Bolaji Idowu; Onye na-agụ egwu, Tiwa Savage.[18][19]

Onye osote onye isi ala nke Naịjirịa, Prọfesọ Yemi Osinbajo kpọkwara Hilda n'ekwentị ma gbakwaa ya ume.[20] Hilda nwetara nnukwu nkwado site n'aka ndị Naijiria bụ ndị gbakọtara ma nọnyere ya n'ebe ọ nọ na-esi nri ahụ. Ebe ndị ọzọ na-agbasa aha ya na Social Media.

Edensibia[dezie | dezie ebe o si]

  1. HILDA BACI: THE RISING STAR OF NIGERIAN CUISINE. Vanguard Allure.
  2. Nigerians Cheer As Hilda Baci Inches Closer To Guinness World Cooking Record. Channels TV.
  3. Ibeh (2023-04-22). Hilda Baci: Inspiring Women To Follow Their Dreams (en-US). Retrieved on 2023-05-13.
  4. Yaakugh (2023-05-14). 4-day non-stop cooking, 9 other things to know about Hilda Baci and cookathon (en). Legit.ng - Nigeria news.. Retrieved on 2023-05-15.
  5. Writer (2020-02-19). 7 movies and series on Showmax nominated for AMVCAs (en). Showmax Stories. Retrieved on 2023-05-13.
  6. Rapheal (2023-04-08). How I built huge restaurant brand from remote tiny apartment –Hilda Baci, multi-talented actress, TV producer, host, foodprenuer (en). The Sun Nigeria. Retrieved on 2023-05-13.
  7. Mr & Mrs Robert (2023) (en). Radio Times. Archived from the original on 2023-05-13. Retrieved on 2023-05-13.
  8. Firm Plans Longest Cooking Marathon to Break World Record – THISDAYLIVE. www.thisdaylive.com. Retrieved on 2023-05-13.
  9. Sharma. "Chef Lata Tondon | Guinness World Record | First Woman Record Holder", The Global Indian, 20 December 2021.
  10. "Rewa woman on way to cooking up a record", The Times of India, 2019-09-07. Retrieved on 2023-05-13.
  11. Longest cooking marathon (individual) (en-gb). Guinness World Records. Retrieved on 2023-05-13.
  12. Nigerian chef Hilda Baci goes after world record for longest cooking marathon (en-US). TheCable Lifestyle (2023-04-20). Retrieved on 2023-05-13.
  13. Ajayi (2023-05-14). Sanwo-Olu visits Hilda Baci as chef attempts world's longest cooking time record (en-US). Peoples Gazette. Retrieved on 2023-05-15.
  14. Taiwo. "Breaking: Nigerian chef, Hilda Baci breaks Guinness World Record for ‘longest cooking time’", Vanguard, 15 May 2023.
  15. Idowu. "Cook-a-thon: Nigerian chef, Hilda Baci, sets new Guinness World Record for ‘marathon cooking’", Punch, 15 May 2023.
  16. Nsikak. "Nigeria’s Hilda Baci breaks Guinness world record for longest cooking time", Dailypost, 15 May 2023.
  17. Ayodele (2023-05-15). Guinness World Record: Hilda Baci extends cooking record to 100 hrs. Daily Post Nigeria. Retrieved on 2023-05-15.
  18. Adelagun (2023-05-14). PHOTOS: Sanwo-Olu visits as Hilda Baci attempts Guinness World Record for longest cook-a-thon (en-GB). Premium Times Nigeria. Retrieved on 2023-05-15.
  19. tiwa savage visits hilda baci (en). Bing. Retrieved on 2023-05-15.
  20. Owolawi (2023-05-15). Hilda Baci: Tinubu, Tiwa Savage, Burna Boy, others who showed chef support (en). Legit.ng - Nigeria news.. Retrieved on 2023-05-15.