Ugwu Ọcha
Ọdịdị
(Dupụ̀rụ̀ sì Igwe Ocha)
Port Harcourt
Akụkụ nke | South South |
---|---|
Oge/afọ mmalite | 1912 |
A gụrụ aha | Lewis Harcourt, 1st Viscount Harcourt |
kọntinent | Eluàlà |
mba/obodo | Naijiria |
isi obodo nke | Rivers state |
dị na ngalaba nhazi mpaghara | Port Harcourt |
dị na mpaghara oge | UTC+01:00 |
dị n'ime ma ọ bụ n'akụkụ mmiri mmiri | Gulf of Guinea |
nhazi ọnọdụ | 4°45′0″N 7°0′0″E |
òtù nlekọta ejima | Kansas City |
Nkwekọrịtara oke ala | Owẹrrẹ, Gulf of Guinea |
postal code | 500101 to 500272 |
Koodu ọkpụkpọ obodo | +234 |
Ugwu Ọcha, búrú Port Harcourt na asụsụ bekee, bu ishi ochie Nkeji Ochíchìíwú Rivers, na Naigeria. Ó nọr na akụkụ Íyí Ubani na o di na Niger Delta. Ha sị madu na Ugwu Ọcha rùrù 1,620,214 (2007), ébé madu jùrù na Ugwu Ọcha di nde 2.7, na ama Ugwu Ọcha nke ukwu madu nde 5.7 rùrù ya. Lord Lugard gùrù Ugwu Ọcha Port Harcourt na ncheta Lewis Harcourt mgbe ha ne ké uzor mmiri nkà.