Ugwu Ọcha

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Wuá ébé: otú uzọr, chọwa
Locator Map Port Harcourt-Nigeria.png
PortHacourt1.jpg

Ugwu Ọcha, búrú Port Harcourt na asụsụ bekee, bu ishi ochie Nkeji Ochíchìíwú Rivers, na Naigeria. Ó nọr na akụkụ Íyí Ubani na o di na Niger Delta. Ha sị madu na Ugwu Ọcha rùrù 1,620,214 (2007), ébé madu jùrù na Ugwu Ọcha di nde 2.7, na ama Ugwu Ọcha nke ukwu madu nde 5.7 rùrù ya. lord Lugard gùrù Ugwu Ọcha Port Harcourt na ncheta Lewis Harcourt mgbe ha ne ké uzor mmiri nkà.