Ikorodu United F.C.

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Ikorodu United F.C.
association football club
Oge/afọ mmalite1 Disemba 2014 Dezie
ụdị egwuregwuFootbọl Dezie
mba/obodoNaijiria Dezie
otu egwuregwuNigeria Premier Football League Dezie
ebe obibiOnikan Stadium Dezie

Ikorodu United F.C. bụ klọb bọọlụ nke dị n'afọ Lagos . N'afọ 2015/2016, Ikorodu United gbara bọọlụ na Nigeria Premier League mgbe ọ nwetasịrị nkwalite n'usoro site na Nigeria Nationwide League na Nigeria National League.[1][2] Ikorodu United FC bụ ndị Abia Warriors FC jidere na 1-1 draw na egwuregwu mbụ ha na Nigerian Professional Football league na akụkọ ihe mere eme nke klọb ahụ n'ụbọchị egwuregwu mbụ n'ala ụlọ Onikan Stadium, nwere ike ịba mmadụ puku iri Lagos Steeti.[3]

Ámá Egwuregwu[dezie | dezie ebe o si]

Onikan Stadium nke nwere ike ịba mmadụ puku ise bụ ebe obibi nke Ikorodu United F.C.[4]

Ndị otu dị ugbu a[dezie | dezie ebe o si]

 

No. Pos. Nation Player
34 GK Nigeria NGA Semiu Adegboyega
1 GK Nigeria NGA Segun Fatunwase
2 MD Nigeria NGA Fatai Abdullahi
4 LWB Nigeria NGA Dede Moughara
5 DF Nigeria NGA Moshood Kabiru
6 LWB Nigeria NGA Rafiu Monsoru
7 FW Nigeria NGA Bashiru Bamgbopa
10 ATT Nigeria NGA Stephen Adodo
11 FW Nigeria NGA Henry Emmanuel
12 RWB Nigeria NGA Michael Adenodi
No. Pos. Nation Player
13 DM Nigeria NGA Sailas Roland
15 ATT Nigeria NGA Gafa Lasisi
18 MD Nigeria NGA Akeem Osho
20 DM Nigeria NGA Omini Somtochukwu
19 MD Nigeria NGA Stephen Anyanwu
34 MD Nigeria NGA Dele Taiwo
23 DF Nigeria NGA Chinedu Enuademu
24 DF Nigeria NGA Tope Akande
27 AM Nigeria NGA Shakiru Jolaosho
28 DF Nigeria NGA Oluwole Johnson Balogun
8 AM Nigeria NGA Sadiq Roliwan

Edensibia[dezie | dezie ebe o si]

  1. Emma Njoku. "Cooreman set to rock NNL with Ikorodu Utd", The Sun, 2 May 2015. Retrieved on 3 September 2015.
  2. Biyi Akangbe. "Ikorodu United promoted to NPFL", Soccernet.ng, 31 August 2015. Retrieved on 3 September 2015.
  3. Arthur Bueze. "Ikorodu United Vice Chairman poses with Asisat Oshoala", Arthurbueze, 22 February 2016. Retrieved on 23 February 2016.
  4. Ademetan Abayomi. "Ikorodu United serves notice", SuperSports, 1 July 2015. Retrieved on 2 September 2015.