Jump to content

Juliet Itoya

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ

{

Juliet Itoya
Mmádu
ụdịekerenwanyị Dezie
mba o sịSpain, Naijiria Dezie
obodo maka egwuregwuSpain Dezie
Aha enyereJuliet Dezie
ụbọchị ọmụmụ ya17 Ọgọọst 1986 Dezie
Ebe ọmụmụKazaure Dezie
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye akaSpanish, pidgin Naịjirịa Dezie
Ọrụ ọ na-arụasọmpi egwuregwu, long jumper Dezie
ụdị egwuregwuegwuregwu Dezie
so na2014 European Athletics Championships, 2016 European Athletics Championships, egwuregwu n'egwuregwu Olimpik Summer 2016 Dezie

Juliet Itoya onye amụrụ n'abalị̀ iri na asaa n'ime ọnwa asatọ n'afọ 1986, bụ nwaafọ Naijiria amụrụ na Spanish na-eme egwuregwu ma bụrụ ọkachamara Long Jump O meriri nrite ọla edo na 2014 Ibero-American Championship .

Ogo kacha amasị ya na ihe omume ahụ bụ mita 6.79 n’èzí (+ 1.4 m/s, Salamanca 2016) na 6.47 mita n'ime (Madrid 2016).

Asọmpi mba ụwa[dezie | dezie ebe o si]

Representing Àtụ:ESP
2007 European U23 Championships Debrecen, Hungary 20th (q) Long jump 5.86 m
2013 Mediterranean Games Mersin, Turkey 5th Long jump 6.23 m
2014 Ibero-American Championships São Paulo, Brazil 1st Long jump 6.64 m
European Championships Zürich, Switzerland 21st (q) Long jump 6.20 m
2016 European Championships Amsterdam, Netherlands 16th (q) Long jump 6.35 m (w)
Olympic Games Rio de Janeiro, Brazil 22nd (q) Long jump 6.35 m
2017 European Indoor Championships Belgrade, Serbia 11th (q) Long jump 6.36 m
2018 Mediterranean Games Tarragona, Spain 2nd Long jump 6.83 m (w)
European Championships Berlin, Germany 10th Long jump 6.38 m
Ibero-American Championships Trujillo, Peru 1st Long jump 6.73 m (w)

Nrụtụaka

1.RFEA Profile

2.Juliet Itoya at World Athletics