Katherine Obiang

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Katherine Obiang
Mmádu
ụdịekerenwanyị Dezie
mba o sịKameroon, Naijiria Dezie
Aha enyereKatherine Dezie
Ebe ọmụmụNaijiria Dezie
Ọrụ ọ na-arụomee, okoo akuko, entertainer Dezie
ogo mmụtaaccounting Dezie
Ụcha ime anyabrown Dezie
ụcha ntụtụ isiNtụtụ ojii Dezie

Katherine Obiang bụ onye Cameroon - Naijiria onye na- eme ihe nkiri [1] onye na emepụta Ihe n'ikuku na onye ngosi TV. Na mbụ, ọ rụrụ ọrụ dịka onye na-eweta ihe onyonyo maka Nigerian Television Authority (NTA) na AM Express ya na Nigeria Info 99.3fm. Mgbe nke ahụ gasịrị, Katherine malitere ime ihe nkiri ma mee ihe nkiri na ihe nkiri Nollywood na usoro TV. [2] O gosipụtara na ihe nkiri 2017, The Women wee nweta 2017 Best of Nollywood Awards maka onye na-akwado ihe nkiri kacha mma n'akụkụ Kate Henshaw na Omoni Oboli . [3]

O gosiputana n'akụkụ ndị ọzọ na-eme ihe nkiri na fim ndị dị ka Lekki Wives, [4] We dont Live here Anymore [5] na Journey to Self n'etiti ndị ọzọ.

Akụkọ ndụ[dezie | dezie ebe o si]

A mụrụ Katherine na Mee 17. Nna ya si Cameroun ebe nne ya si Naijiria. [6] Katherine Obiang lụrụ Who Wants to be a Millionnaire (Nigerian ihe egwuregwu) onye nnabata Frank Edoho . Ha abụọ lụrụ we nnọọ afọ 7 nwere ụmụ atọ, ha kewapụrụ na 2011 [7] alụmdi na nwunye ahụ kwụsịrị na 2013 [8] n'ihi iwe ọjọọ Frank Edoho na ime ihe ike n'ụlọ. [9] Ọ bụ ezie na Frank gọrọ n'ihu ọha na ọ dịghị eti nwunye ya mbụ (Katherine Obiang) ihe na Twitter mgbe onye ọrụ boro ya ebubo ime ihe ike n'ụlọ. [10] Frank gara n'ihu na atụmatụ alụmdi na nwunye ọhụrụ ya na onye ọlụlụ ọhụrụ, Sandra Onyenucheya, ha lụrụ na 2014. [10]

Ọrụ[dezie | dezie ebe o si]

Katherine bụ onye na-eme ihe nkiri, onye na-emere ọha ihe nkiri, onye na-ekwuokwu na-ikuku, na onye na-egosi ihe na TV. [11] Ọ rụrụ ọrụ dịka onye na-eweta ihe onyonyo maka Nigerian Television Authority (NTA) na AM Express (ihe ngosi ụtụtụ) na Naijiria Info 99.3FM. Ọ ghọrọ onye a ma ama mgbe ọ pụtara na ihe nkiri 2012, Journey to Self, nke Tope Oshin duziri. Mgbe nke ahụ gasịrị, ọ pụtala n'ọtụtụ ihe nkiri Nollywood na usoro TV. [11]

Ihe nkiri[dezie | dezie ebe o si]

Ekele[dezie | dezie ebe o si]

Ihe nrite na Nhoputa
Afọ Ihe Nrite Udi Nsonaazụ Nsidee
2013 2013 Best of Nollywood Awards Onye nkiri kacha akwado na ọrụ na ihe nkiri Bekee Ahọpụtara [17]
2014 Nigerian Broadcasters Merit Awards Onye n'ime ihe nkiri kacha mma (onye ndi na-ele ihe nkiri chọrọ)- Iji icheta Ambassador Segun Olushola nke nwụrụ anwụ Ahọpụtara [18][19]
2014 Nigerian Broadcasters Merit Awards Onye kacha egosiputa ihe na redio (Midday/lunch hour 11.00am-04.00pm) Ahọpụtara [1][17]
2017 2017 Best of Nollywood Awards Onye nkiri kacha akwado na ọrụ (Bekee)- The Women Merie [20]

Nsidee[dezie | dezie ebe o si]

 

Njikọ mpụga[dezie | dezie ebe o si]

  1. 1.0 1.1 3 Nollywood Actresses That Are Originally From Cameroon (Photos) - Opera News. ng.opera.news. Archived from the original on 2021-10-29. Retrieved on 2021-10-29.
  2. Katherine Obiang finds love in Nollywood (en-US). Vanguard News (2013-01-18). Retrieved on 2021-10-28.
  3. #BNMovieFeature: WATCH Kate Henshaw, Omoni Oboli, Ufuoma Mcdermott, Katherine Obiang in “The Women” (en-US). BellaNaija (2019-06-08). Retrieved on 2021-10-29.
  4. Lekki wives: The dust in the diamond (en-US). Vanguard (Nigeria) News (2013-08-07). Retrieved on 2021-10-28.
  5. Tope Oshin’s ‘We Don’t Live Here Anymore’ Rattles Nollywood (en-US). THISDAY LIVE (2018-10-27). Retrieved on 2021-10-28.
  6. Meet the Ex-wife of Frank Edoho, Katherine Obiang (See Photos) - Opera News. ng.opera.news. Archived from the original on 2021-10-28. Retrieved on 2021-10-28.
  7. Akintayo (2011-07-23). Industry reels in shock as Frank Edoho, wife separate (en-US). Vanguard (Nigeria) News. Retrieved on 2021-10-30.
  8. Fatunmise (2016-05-27). Behold biggest breakups rocking entertainment industry (en-US). The Sun (Nigeria). Retrieved on 2021-10-28.
  9. Nigerian celebrities who suffered domestic violence (en-US). The Nation (Nigeria) Newspaper (2019-09-06). Retrieved on 2021-10-28.
  10. 10.0 10.1 Boulor (2017-08-26). Frank Edoho denies being a wife beater after being accused by Twitter user (en-US). Latest Nigeria News | Top Stories from Ripples Nigeria. Retrieved on 2021-10-28.
  11. 11.0 11.1 The360reporters (2020-07-29). Katherine Obiang Net Worth: Check Out Katherine Obiang Biography And Net Worth (en-US). The360Report. Archived from the original on 2021-10-29. Retrieved on 2021-10-29.
  12. #BNMovieFeature: WATCH Kate Henshaw, Omoni Oboli, Ufuoma Mcdermott, Katherine Obiang in "The Women" (en-US). BellaNaija (2019-06-08). Retrieved on 2021-10-28.
  13. Must Watch Trailer! Funlola Aofiyebi-Raimi, Katherine Obiang, Osas Ighodaro Ajibade star in "We Don’t Live Here Anymore" (en-US). BellaNaija (2018-05-15). Retrieved on 2021-10-28.
  14. #BNMovieFeature Sunday Special: Watch the Full First Season of "Lekki Wives" starring Adaora Ukoh, Katherine Obiang, Chinonso Young, Kiki Omeili & Keira Hewatch (en-US). BellaNaija. Retrieved on 2021-10-28.
  15. 15.0 15.1 A Review of The Movie 'Journey To Self' (en). Pulse Nigeria (2013-10-28). Retrieved on 2021-10-29.
  16. Psychological drama, Heaven’s Hell to premiere in cinemas (en-US). Vanguard (Nigeria) News (2019-05-08). Retrieved on 2021-10-28.
  17. 17.0 17.1 Rita Dominic, OC Ukeje, Fathia Balogun, Uche Jombo, Mike Ezuruonye, Ireti Doyle & More Make the 2013 Best of Nollywood Awards Nominees List (en-US) (2013-09-30).
  18. davies (2014-10-01). NBMA 2014: Authentic list of nominees (en-US). Archived from the original on 2021-10-29. Retrieved on 2021-11-05.
  19. Nominees For Nigerian Broadcasters Merit Awards (NBMA) 2014 (en) (2014-10-03).
  20. Nwanne, Chuks (2017-09-09). Best of Nollywood 2017… Ogun deputy governor, celebrities read for school children (en-US).