Konfúkius

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Wuá ébé: otú uzọr, chọwa
Wu Daozi (680-740) sèrè Kong Qui na Ọchíchí nke umunna Tang.

Konfúkius (Asụsụ China: 孔子; pinyin: Kǒng zǐ; Wade-Giles: K'ung-tzu, mà Chinese: 孔夫子; pinyin: Kǒng Fūzǐ; Wade-Giles: K'ung-fu-tzu), bu onye échiche na onye ílúnílú. Ílúnílú ya dàr`a na óbị mádu na óbị ndi ochíchí, ezíbóte mmekotá na ñkitị, na eziokwu na ihe mmé ézíbóté ihe. Óbị onwèrè mèrè ka ó gáfè nke ndi ozor di kà nché échìchè Ihe íwú (法家), nché Tao (道家) na mbgè Ọchíchí nke umunna Han (206 BCE – 220 CE). Échìchè Confucius mèrè ka ihe ndi bekee na kpí Confucianism (儒家) dí. Ọ byàrà Europe shí ónyé Italy nke Jesuit Matteo Ricci, ónyé kéré áhà "Confucius" nạ asụsụ Latin.

Ngwa nkem
Ámááhà

Nke ichè ichè
Há hụrụ ya olé
Mmèmé
otú uzọr
mmẹkotaariá
Ngwa Orü
Na asụsụ ndị ozó