Konni language

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Konni
Koma
Native to Ghana
Ethnicity Koma
Native speakers
3,800 (2003)[1]
Language codes
ISO 639-3 kma
Glottolog konn1242
ELP Konni

Asụsụ Koma, Konni, bụ asụsụ Gur nke mba Ghana. Yikpabongo bụ isi obodo nke ndị mba Konni. Obodo ọzọ bụ Nangurima.[2]

Koma nwere nkwekọrịta ụdaume. A na-achịkọta ụdaume itenani nke Konni n'ime usoro abụọ dịka njirimara ATR si dị:[3]

Edensibia[dezie | dezie ebe o si]

  1. Konni at Ethnologue (18th ed., 2015) (subscription required)
  2. Cahill, Mike (1994). Diphthongization and underspecification in Kɔnni. UTA Working Papers in Linguistics. Texas Digital Library. Retrieved on February 1, 2016.
  3. The World Atlas of Language Structures Online. Retrieved on February 1, 2016.

Àtụ:Gur languages