Kunle Adewale

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Kunle Adewale
Mmádu
ụdịekerenwoke Dezie
mba o sịNaijiria Dezie
Aha enyereKunle Dezie
aha ezinụlọ yaAdewale Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya13 Mee 1981 Dezie
Ebe ọmụmụMushin, Lagos Dezie
Asụsụ obodoAsụsụ Yoruba Dezie
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye akaBekee, Asụsụ Yoruba, pidgin Naịjirịa Dezie
Ọrụ ọ na-arụonye ọchụnta ego, onye ese, social entrepreneur Dezie
ebe agụmakwụkwọMahadum Obafemi Awolowo, Tulane University, University of Florida Dezie
ikike nwebiisinka dị ka onye okikeỌrụ nwebiisinka chekwara Dezie
nnọchiaha nkeonweL485 Dezie
Olakunle Joel Adewale
Born
Olakunle Joel Adewale

(1981-05-13) 13 Mee 1981 (age 42)
Mushin Lagos, Nigeria
NationalityNigeria
EducationObafemi Awolowo University
Tulane University
University of Florida
OccupationSocial Entrepreneur/Artist
Known forPromoting Arts in medicine
Spouse(s)Mopelola Adewale
WebsiteTenderartsng.org

Olakunle Joel Adewale (a mụrụ n'abali iri n' ato nke n'ọnwa isee n'afọ 1981) bụ onye ọchụnta ego na onye na-ese ihe na Naijiria nke hiwere Tender Arts Nigeria n'afọ 2013, otu Ogbako na-elekwasị anya na nkà ọgwụgwọ, nka na ahụike, mmepe talent, ike obodo na itinye aka na obodo site na nka ọhụụ, edemede na nka nke na-abara ụmụaka, ndị ntorobịa, ndị okenye na ndị agadi n' mba uwa niile

N'afọ 2015, ọ zutere onye isi ala mba Amerika buBarack Obama na United States nke ọmatara site n' Mandela Washington Fellowship maka mmetụta ndu n'iji nka meziwanye ndụ ndị mmadụ na gburugburu ebe obibi ya na n'afọ 2019, ọ natara nkwanye ùgwù mba ụwa na United States dị ka onye isi obodo Cincinnati, John Cranley kwupụtara abali abụọ n' onwa asato dị ka “Kunle Adewale Day' na nkwanye ùgwù maka enyemaka ya na United States na ngalaba abụọ nke Arts na Medicine.

Mmalite ndụ na agụmakwụkwọ[dezie | dezie ebe o si]

A mụrụ Adewale na abali iri Na ato nke onwa asato n' afo 1981 dị ka nwa nke itoolu n'ime ezinụlọ nke ụmụ iri na anọ na Mushin, nke dị na Lagos Steeti ebe ọ gara n'ihu gụchaa ụlọ akwụkwọ praịmarị na nke sekọndrị na Mushin Mainland Model Primary School tupu ọ gaa St. Joseph Boy's Secondary School, Surulere, Lagos .[1][2] Mgbe nke ahụ gasịrị, ọ gara Auchi Polytechnic iji mụọ eserese na ngalaba eserese niile ma mesịa nweta nzere bachelọ nke nka na Fine na Applied Arts na Mahadum Obafemi Awolowo, Ile-Ife .[3] Ọ gara n'ihu mụọ Nchikota Ohaneze na Mahadum Tulane, New Orleans na 2015 na Arts in Medicine summer intensive na Mahadum Florida.[4]

Njem Ọrụ nka[dezie | dezie ebe o si]

Adewale malitere nka n'oge ọ dị afọ iri na ụma na-arụ ọrụ na ihe nkiri, ihe odide Bible, ihe odide okike ma mesịa gbanwee iji mee ya n'ụzọ ọkachamara.[1]

N'afọ 2019, onye isi obodo Cincinnati, onye isi obodo John Cranley kwanyeere ya ùgwù maka onyinye ya na nka na nkà mmụta ọgwụ dị ka August 2, 2019 ka a kpọsara dị ka “Kunle Adewale Day” na Cincinnati, Ohio, USA wee bụrụ onye mbụ na-ese ihe na International Artist in Residence of the Eyes of the Artists Foundation.[5][6][7]

Akwụkwọ[dezie | dezie ebe o si]

Adewale ebipụtala akwụkwọ abụọ, nke gụnyere ndị a:[2]

  • Mkpụrụ Maka Oge
  • Gịnị mere anyị ji nọrọ ebe a ruo mgbe anyị nwụrụ? Akụkọ banyere ndị ekpenta anọ

Ihe nrite na nkwanye ugwu[dezie | dezie ebe o si]

  • 2014, A họpụnrit ya maka ihe nrite Onye nkuzi uwa. 2015.Ndị kacha gbaputa ihe n' mba naijiria Na erubeghi afo iri ano
  • 2015 Ynaijaa(Advocacy)
  • 2015, onye nnọchi anya Afrịka na-eto eto maka nka na omenala
  • 2016 Commonwealth Youth Award maka mpaghara West Africa
  • 2016, Onye otu Art Therapy Without Borders, Inc.
  • 2018, JCI Ten Outstanding Young Persons of Nigeria awardee
  • 2018, International Advocate For persons living Sickle Cell Anemia.
  • 2019, World Bank Social Inclusion Hero si Nigeria
  • 2019. Atlantic Fellow nke Global Brain Health Institute, Mahadum California

Edemsibia[dezie | dezie ebe o si]

  1. 1.0 1.1 I sat WASCE 7 times, I'm now an international figure in creative arts —Olakunle Adewale Joel » Achievers » Tribune Online (en-GB). Tribune Online (2016-07-15). Retrieved on 2019-08-28.
  2. 2.0 2.1 What about Him? Mr Adewale Olakunle joel (en). Dont be Good, Be Great. (2015-03-13). Retrieved on 2019-08-28.
  3. Correspondents (2019-08-24). Mayor of Cincinnati honour, very humbling for me – Adewale (en-US). Newtelegraph. Archived from the original on 2019-12-02. Retrieved on 2019-08-28.
  4. Olakunle Adewale (en-US). Global Brain Health Institute. Archived from the original on 2020-06-29. Retrieved on 2019-08-28.
  5. Staff Writer (2019-08-19). Mayor of Cincinnati Sets Aside August 2nd To Honor Nigerian Artist (en-US). African Vibes Magazine. Retrieved on 2019-08-28.
  6. Omotayo (2019-08-17). August 2 declared as Kunle Adewale Day in the US for his passionate works (en). Legit.ng - Nigeria news.. Retrieved on 2019-08-28.
  7. Olatunbosun (2019-08-16). Nigeria: August 2 Declared As Kunle Adewale Day in Ohio, U.S. (en). allAfrica.com. Retrieved on 2019-08-28.