Miyar kuka

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Ofe akwụkwọ osisi Baobab
dish, human food
obere ụdị nkeofe Dezie
Akụkụ nkeNigerian cuisine Dezie
omenalaNdi Haụsa Dezie
mba/obodoNaijiria Dezie
ebeÓgbè Ebe Ugwu, Naịjirịa Dezie
mba osiNaijiria, Owuwa Anyawu Nigerian Dezie
WikiProject na-elekọta yaWikiProject Intangible Cultural Heritage Dezie
Miyar kuka

 

Miyar kuka ma ọ bụ miyan kuka, nke a makwaara dị ka ofe Luru. Ọ bụ ụdị ofe Hausa / Fulani. A na-eji akwụkwọ osisi baobab na-acha ntụ ntụ eme ofe ahụ.[1][2][3] A na-ejikarị Tuwo ma ọ bụ Fufu enye ya. A na-eme ụdị ofe a n'oge site na iji akwụkwọ osisi baobab a gwakọtara agwakọta. Ụdị a dị naanị n'oge mmiri ozuzo mgbe akwụkwọ osisi baobab dị ọhụrụ.[4][5]

Nkwadebe[dezie | dezie ebe o si]

A na-agbakwunye mmiri n'ime ite ahụ mgbe esichara anụ ehi ahụ. A na-agbakwunye ose Cayenne,dawadawa, crayfish, yabasị a pịrị apị na mmanụ nkwụ na kuka (powder fowder foul ) nke a na-awụnye n'ime ofe nke nta nke nta, ọ dị mkpa ka a na-aga n'ihu na-agagharị iji mee ka ọ dị nro ma ghara inwe ntụpọ.[6][7]

A na-ejikarị Tuwo shinkafa eme ihe na Miyar kuka.[8][9]

Uru ahụike[dezie | dezie ebe o si]

Ọ dabeere na ngwa ngwa eji esi ofe nke bụ ezigbo ngwá nke nenye protein tinyere nutrienti ndị ọzọ, ndị dịka, calcium, potassium na phosphorus.

Depending on ingredients, the soup could be good source of essential protein and various minerals such as Calcium, Potassium, Phosphorus.[5]

Hụkwa[dezie | dezie ebe o si]

Ihe odide[dezie | dezie ebe o si]

  1. KUKA SOUP. Online Nigeria (19 February 2003). Retrieved on 6 July 2015.
  2. Miyan Kuka, Luru Soup, Baobab leaf soup (en-gb). The Pretend Chef (2018-05-28). Retrieved on 2022-06-13.
  3. Miyan Kuka Recipe: How To Make Miyan Kuka | Luru Soup| Baobab leaves Soup - Jotscroll (en-US). www.jotscroll.com (2020-04-29). Retrieved on 2022-06-13.
  4. Miyan Kuka (Baobab Leaf Soup). Terry Adido. Grated Nutmeg (18 June 2014). Retrieved on 6 July 2015.
  5. 5.0 5.1 NEWS. miczd.gov.gh. Archived from the original on 2020-06-06. Retrieved on 2020-06-06.
  6. Miyan kuka, the king of soup in the North! (en-GB). Tribune Online (2017-03-18). Retrieved on 2022-06-14.
  7. Miyan Kuka, Luru Soup, Baobab leaf soup (en-gb). The Pretend Chef (2018-05-28). Retrieved on 2022-06-14.
  8. Have You Tried The Legendary Kuka And Tuwo Soup? (en-US). The Guardian Nigeria News - Nigeria and World News (2019-03-10). Retrieved on 2022-06-14.
  9. 10 Easy and Testy Hausa/Fulani Delicious Soup You Should Eat Before You Die. Haskenews-All About Arewa. Retrieved on 2022-06-15.

Njikọ mpụga[dezie | dezie ebe o si]