Musa Inuwa

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Musa Inuwa
Mmádu
ụdịekerenwoke Dezie
mba o sịNaijiria Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya1948 Dezie
Ụbọchị ọnwụ ya16 Jenụwarị 2010 Dezie
Ebe ọ nwụrụZaria Dezie
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye akaBekee, Asụsụ Hausa, pidgin Naịjirịa Dezie
Ọrụ ọ na-arụOnye ndọrọ ndọrọ ọchịchị Dezie
Ọkwá o jiGovernor of Niger State Dezie
onye otu ndọrọ ndọrọ ọchịchịNational Republican Convention Dezie

Dọkịnta Musa Inuwa, CON (Site na 1948 ruo ụbọchị iri n'isii nke ọnwa jenụwarị afọ 2010) bụ gọvanọ nke Niger Steeti na Naijiria site n'ọnwa Jenụwarị afọ 1992 rue ọnwa Nọvemba afọ 1993, a hoputara ya dika onye otu National Republican Convention (NRC). Ọ bụ onye esi na Kanbari mịpụta , site na mpaghara Kontagora nke Niger Steeti. [1]

Ọ mere ntuli aka maka gọvanọ nke Niger n'ọnwa Eprel afọ 2003 na okpuru otu ndọrọ ndọrọ ọchịchị All Nigeria People's Party, ọ biara nke atọ dịkaAbdulkadir Kure nke otu ndọrọ ndọrọ ọchịchị People's Democratic Party na Mustapha Bello nke People's Redemption Party (PRP). [2]

N'ọnwa maachị afọ 2006, ya na ndị isi ọchịchị Steeti ndị ọzọ gbara gọọmentị ume ka ha merie na nzukọ mba iji kwụsị nyocha akwụkwọ iwu, dabere na iwu ala Naịjirịa erubeghị afọ asaa. N'ọnwa Disemba afọ 2006, emere ya ọchịagha nke ịtụ nke Niger. [3]

Musa Inuwa nwụrụ n'ụbọchị iri isii nke n'ọnwa Jenụwarị, afọ 2010 na Zaria mgbe ọ dị afọ iri isii na abụọ. Nwunye ya na ụmụ ya atọ nọchitere anya ya. [4]

Ebensidee[dezie | dezie ebe o si]

 

  1. Ma’aji Alhassan Tswako. Between Abdulkadir Kure and the Nupe. Gamji. Retrieved on 2009-12-09.
  2. April 2003. Rulers.org. Retrieved on 2009-12-09.
  3. 2006 Nigerian National Honours conferred on 263 distinguished Nigerians and friends of Nigeria.. Nigeria Office of Public Communications (December 22, 2006). Archived from the original on March 24, 2009. Retrieved on 2009-12-09.
  4. Sunday Isuwa (January 17, 2010). Former Niger Governor Inuwa Dies At 62. Leadership. Archived from the original on July 13, 2011. Retrieved on 2010-01-17.