Nnenna Nwakanma

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Nnenna Nwakanma
Mmádu
ụdịekerenwanyị Dezie
Aha enyereNnenna Dezie
ụbọchị ọmụmụ ya1975 Dezie
Ebe ọmụmụNaijiria Dezie
onye were ọrụMba Ndị Dị n'Otu, World Wide Web Foundation Dezie
so naFII 6th Edition in Riyadh Dezie
Ihe nriteShuttleworth Foundation Flash Grant Dezie
Nnenna Nwakanma

Nnenna Nwakanma bụ onye ndọrọndọrọ FOSS nke Naịjirịa, onye nhazi obodo, ma onye ndụmọdụ mmepe obodo. Ọ rụrụ ọrụ afọ iri na ise na United Nations dị ka onye isi na-ahụ maka amụma maka ihe gbasara World Wide Web Foundation

Ndụ[dezie | dezie ebe o si]

Nwakanma rụrụ ọrụ afọ iri na ise na United Nations. [1]

Ọ bụ onye nsote ndị bidoro otu akpọrọ Free Software na Open Source Foundation maka Africa nke ọ bụ kwa osote onye isi.  Na mbụ Nwakanma so bụ ndị isi na atu alo na Open Source Initiative . [2] O jikọtara aka ya na ndị ọzọ wee malite The Africa Network of Information Society Actors, na African Civil Society maka Ozi Society [3] nke ọ na-eje ozi na ya ] . [4] Ọ bukwa onye nsote onye isi oche na otu Digital Solidarity Fund.  Na mbụ, ọ rụrụ ọrụ dị ka onye ozi na-ahụ maka ozi nke Africa na Helen Keller Foundation .

Nwakanma ekwuola okwu na nzukọ maka Open Source na Free Software na isiokwu ndị ọzọ gụnyere O'Reilly's OSCON, ndị Free and Open Source Developers European Meeting (FOSDEM), [5] Yale University 's Access to Knowledge Conference, [6] Ghana- India Kofi Annan centre maka Ọkachamara na ICT, [7] Open World Forum, [8] na Nzukọ Ọchịchị ntanetị. [9]

N'ihe dị ka n'afọ 2019, ọ bụ onye ntụzịaka Onye Nduzi nke maka World Wide Web Foundation [1] ebe ọ na-akwado ọrụ na Alliance for Affordable Internet [10] na Weebụ Anyị Chọrọ . [11]

Nwakanma na asụ asụsụ Bekee, French na asụsụ ole na ole n'Afrika. O bi na Abidjan, Côte d'Ivoire. Ọ bi go kwa na'ebe ole na ole dịkarịa ala mba ise dị iche iche n'Afrika.

Ntụrụaka[dezie | dezie ebe o si]

  1. 1.0 1.1 Nnenna Nwakanma (en). Archived from the original on 2019-04-06. Retrieved on 2020-11-16.
  2. OSI Emeritus Members | Open Source Initiative (en). Archived from the original on 2020-10-28. Retrieved on 2020-11-16.
  3. Board - Annotated | Open Source Initiative. Archived from the original on 2019-05-12. Retrieved on 2020-11-16.
  4. Archived copy. Archived from the original on 2007-10-26. Retrieved on 2020-11-16.
  5. Archive copy. Archived from the original on 2012-02-15. Retrieved on 2020-11-16.
  6. Archive copy. Archived from the original on 2009-01-25. Retrieved on 2020-11-16.
  7. Archive copy. Archived from the original on 2012-02-20. Retrieved on 2020-11-16.
  8. Archived copy. Archived from the original on 2009-02-07. Retrieved on 2009-02-16.
  9. Archived copy. Archived from the original on 2013-10-31. Retrieved on 2013-10-30.
  10. Team | Alliance for Affordable Internet (en-US). Archived from the original on 2020-10-25. Retrieved on 2020-11-16.
  11. "Team | Web We Want". (in en-US)