Ona Ara

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Ona Ara
local government area of Nigeria, administrative territorial entity
mba/obodoNaijiria Dezie
dị na ngalaba nhazi mpagharaȮra Ọyọ Dezie
nhazi ọnọdụ7°13′32″N 4°1′36″E, 7°17′0″N 4°2′0″E Dezie
ụlọ ọrụ nke onye isi gọọmentị nwereChairman of Ona-Ara local government Dezie
Executive òtùsupervisory councillors of Ona-Ara local government Dezie
òtù omebe iwuOna-Ara legislative council Dezie

Ona Ara bụ ógbè Gọọmentị Obodo na Oyo Steeti, Naịjirịa . Isi ụlọ ọrụ ya dị n'obodo Akanran.

O nwere mpaghara nke 290 km (square) na ọnụ ọgụgụ mmadụ 265,059 na ọnụ ọgụgụ na afọ 2006.

Koodu post nke mpaghara ahụ bụ 200.[1]

Nigeria First Cooperative Building

Ihe odide[dezie | dezie ebe o si]

  1. Post Offices- with map of LGA. NIPOST. Archived from the original on 2012-11-26. Retrieved on 2009-10-20.