Rita Chikwelu

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Rita Chikwelu
Mmádu
ụdịekerenwanyị Dezie
mba o sịNaijiria Dezie
obodo maka egwuregwuNaijiria Dezie
Aha enyereRita Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya6 Maachị 1988 Dezie
Ebe ọmụmụÀsàbà Dezie
Ọrụ ọ na-arụOnye otu egwuregwu bọọlụ Dezie
ọnọdụ egwu na otu / ọpụrụicheetiti etiti Dezie
onye nsonye òtù egwuregwuUmeå IK, FC United, Umeå IK, Ndị otu egwuregwu bọọlụ ụmụ nwanyị nke mba Naịjirịa, Turun Palloseura Dezie
ụdị egwuregwuFootbọl Dezie
nọmba egwuregwu18 Dezie
so na2008 Summer Olympics, 2016 African Women's Championship, 2018 Africa Women Cup of Nations, 2019 FIFA Women's World Cup Dezie
Rita Chikwelu 2011.JPG

Rita Chikwelu (amụrụ na 6 March 1988) bụ one ọrụ egwuregwu bọọlụ na Naijiria. Ọ gbaara ndi klọb Madrid CFF. Tupu, ọ gbaara na klọb Umeå IK na Kristianstads DFF[1]. O bụkwa onye otu ndi na-anọchitere anya Naijiria na asọmpi egwuregwu bọọlụ bu Super Falcons.

Ọrụ klọb[dezie | dezie ebe o si]

Site na 2006 rue 2009 Chikwelu gbaara na Finlandna nke ndi FC United. Ọ bụ onye kachasị nweta goolu na egwuregwu bọọlụ ndị nwanyị Naisten Liigana 2009. Chikwelu nyere goolu iri abụọ na abụọ[2].

Chikwelu nọrọ oge asaa na Umeå IK site na 2010 rue 2016, mana ọ hapụrụ haa wee sonye Kristianstads DFF na nkwekọrịta afọ abụọ[3].

Ọrụ mba ụwa[dezie | dezie ebe o si]

Chikwelu sonyere na egwuregwu bọọlụ nke FIFA site na 2004 ruo 2008 mana na 2017 ọ nọchitere anya Naịjirịa na egwuregwu bọọlụ ụmụnwaanyị FIFA. Ọ bụ onye otu ndị otu egwuregwu Olimpik nke Nigeria nke sonyere na asọmpi Olympic nke 2008na China na onye otu ndị otu Naịjirịa na 2011 asọmpi mba uwa FIFA[4].

Nsọpụrụ[dezie | dezie ebe o si]

Ebe m si dee[dezie | dezie ebe o si]

  1. Rita Chikwelu profile. Umeå IK. Retrieved on 22 February 2013.
  2. Naisten Liiga scorers 2006–2011. Finnish Football Association. Archived from the original on 6 February 2013. Retrieved on 22 February 2013.
  3. "Rita Chikwelu klar för Kristianstads DFF", Aftonbladet, 26 November 2016. Retrieved on 30 December 2016. (in Swedish)
  4. Rita Chikwelu Biography and Statistics. Sports Reference. Retrieved on 14 October 2009.